Roxanne Barker
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Roxanne |
aha ezinụlọ ya | Barker |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Mee 1991 |
Ebe ọmụmụ | Pietermaritzburg |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
ebe agụmakwụkwọ | Pepperdine University |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2012 Summer Olympics, football at the 2016 Summer Olympics |
Roxanne Kimberly “Roxy” Barker (amụrụ mkpụrụ Ụbọchị isii nke ọnwa Mee n'afo 1991) bụ onye egwuregwu bọọlụ nke mba South Afirika nke na-egwu egwu dị ka onye na- eche nche maka klọb Dutch SC Heerenveen na otu mba ụmụ nwanyị South Afrịka .
Ndụ mbido
dezieMahadum Pepperdine
dezieBarker azụrụ na ọkwa mahadum dị na United States na-egwu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị kọleji Pepperdine .
Ọrụ egwuregwu
dezieKlọb
dezieMgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Portland Thorns FC họpụtara Barker n'afọ 2013 NWSL College Draft . Portland Thorns họrọAdelaide Gay dị ka mmụta ahụmahụ ha nwere nyere onye nche Karina LeBlanc .
Barker gbara bọọlụ W-League Pali Blues n'oge ezumike mahadum ya. [1]
Ọ laghachiri na South Afrịka wee kpọọ egwuregwu iri maka Maties FC, [2] tupu ọ nweta nkwekọrịta ọkachamara na Iceland.
Na mbụ n'ọrụ ya, Barker na-egwuri egwu dị ka onye na-agba ọsọ maka Durban Ladies FC ya na n'ọnọdụ onye na-eche nche. [3]
Barker debanyere aha na klọb Úrvalsdeild Icelandic Þór/KA maka oge nke 2014 na 2015. Roxy nwetara mmeri kacha baa uru maka oge egwuregwu Icelandic Úrvalsdeild Þór/KA 2015. Ọ bịanyere aka na SC Heerenveen vrouwen na Njikọ Dutch maka oge nke 2016 – 2017. [4]
Barker metere South Afrịka mpụta mbụ ya na 'ọkpụ isii asataghị otu mmeri nye mbaTanzania na ọnwa Julaị n'afọ2010. [5] Ọ nọchitere anya otu ndị otu mba ukwu (nke a makwaara dị ka "Banyana Banyana") na asọmpi London nke afọ 2012 . [6]
Barker nọchitere Anya mba South Afrịka na egwuregwu iri abụọ na asatọ mgbe akpọrọ ya n'òtù egwuregwu Rio n'afọ 2016 . [7]
Edensibia
dezie- ↑ Pali Signs Andrews and Barker. United Soccer Leagues (22 April 2013). Archived from the original on 21 October 2014. Retrieved on 21 October 2014.
- ↑ Van Heerden. "Maties women's soccer ready for kick-off", Eikestadnuus, 10 January 2014. Retrieved on 21 October 2014.
- ↑ "Banyana Banyana look to power up their preparations en route to Olympics", South African Football Association, 13 February 2012. Retrieved on 21 October 2014.
- ↑ "Roxanne Barker thrilled to secure move to Dutch club Heerenveen Vrouwen", KickOff.com, 30 June 2016. Retrieved on 6 August 2016.
- ↑ Moreotsene (26 July 2010). Debutants shine in Banyana friendly. The Sowetan. Retrieved on 19 October 2014.
- ↑ Roxanne Barker. nbcolympics.com
- ↑ "Pauw names Olympic squad", South African Football Association, 14 July 2016. Retrieved on 6 August 2016.