Rosebell Kagumire

Ndị inyom Uganda na Pan-African
Rosebell Kagumire
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Eprel 1983 Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ, onye na-akwado ikike mmadụ Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University, Tufts University, University for Peace Dezie

Rosebell Kagumire gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị ụmụ nwanyị Bwerayangi maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya. Ọ gụrụ Mass Communication na Mahadum Makerere wee gụchaa na 2005. O nwetara asambodo na Global Leadership and Public Policy for 21st Century na Harvard Kennedy School na asambodo na Nonviolent Conflict na Fletcher School of Law and Diplomacy, Tufts University. Rosebell jigidere Masters na Media, Peace and Conflict ọmụmụ sitere na Mahadum Udo nke United Nations nyere ikike na Costa Rica.[1][2]

  1. Rosebell Kagumire · Contributor profile · Global Voices (en). Global Voices. Retrieved on 2022-03-27.
  2. Rosebell Kagumire (en). World Economic Forum. Retrieved on 2022-03-27.