Rose Hart
Rose Hart
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Rose |
aha ezinụlọ ya | Hart |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Jenụwarị 1942 |
Ụbọchị ọnwụ ya | Septemba 2012 |
Ebe ọ nwụrụ | Accra |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | discus throw |
so na | 1964 Summer Olympics |
Rose Hart (amụrụ na Jenụwarị 9, na afọ 1942) bụ nwanyị na-eme egwuregwu track and field na Ghana. Ọ bụ ọkachamara na ihe mgbochi, sprints na ihe omume ịtụba discus n'oge ọrụ ya.
Hart nọchitere anya Ghana na afọ 1964 Olympic Games. O nwetara ihe nrite ọla edo ugboro abụọ maka obodo ya dị n'Ebe Ọdịda Anyanwụ Afrịka na All-Africa Games: afọ 1965 na afọ 1973.