Rose Emma Cherukut
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Rose, Emma, Wilson |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, legislator |
Ọkwá o ji | member of parliament |
Mpaghara ntuli aka | Kween District |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Rose emma Cherukut bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omeiwu Uganda. Ọ na-anọchite anya ndị obodo Kween dị ka nwanyị omeiwu distrikti na ndị omeiwu nke Uganda. Ọ bụ onye otu National Resistance Movement (NRM) otu pati n'okpuru onye isi oche nke Yoweri Kaguta Museveni onye isi ala nke mba Uganda.[1][2][3][4]
Ọrụ
dezieCherukut bụ onye bụbu Resident District Commissioner (RDC) maka mpaghara Kapchorwa.[5][6][7] Ọ bịara na nzuko omeiwu mgbe o meriri oche MP na 19,479 vootu megide Chekwel Lydia onye nwetara 13,550 vootu.[1] Cherukut bụ nwa nwanne Lydia Chekwel onye ọ meriri. Chekwel lụrụ nwanne nna Cherut.[8]
Na nzuko omeiwu nke Uganda, Cherukut bụ onye otu na kọmitii na-ahụ maka iwu na okwu ndị omeiwu. Ọ bụkwa onye otu na Kọmitii na-ahụ maka ego oha na eze (Gọọmentị Obodo).[9]
Arụmụka
dezieE boro Cherukut ebubo na ọ na-eme ihe n'ụzọ dị elu mgbe otu n'ime ndị nche ya mgbe ọ ka nọ na RDC na Kapchorwa gburu otu nwanyị dị afọ iri na anọ mgbe ọ na-anwa ịgbasa ndị aṅụrụma mebiri Iwu COVID-19.[10][11]
Ebemside
dezie- ↑ 1.0 1.1 Cherukut Rose Emma - 2021 General Election - Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ 110 pictures of second day of new MPs swearing-in (en). Bukedde. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Here is the list of 132 MPs expected to be sworn in today (en-US). Matooke Republic (2021-05-18). Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Tushabe (2021-01-18). Full List of Winners and Losers of 2021 Member of Parliament Elections (en-US). The Pearl Post. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ FULL LIST: Museveni Reshuffles RDCs (en). www.howwebiz.ug. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Appointment of Resident District Commissioners and their Deputies | President Yoweri Kaguta Museveni. www.yowerikmuseveni.com. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Museveni appoints RDCs, Deputies again (en-US). Nile Post (2018-10-03). Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ "It is a family affair for Kween Woman MP seat", Monitor. Retrieved on 2022-04-07. (in en)
- ↑ Committee on Public Accounts (Local Government) – Parliament Watch (en-US). Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Writer (2020-04-07). RDC’s army bodyguard arrested for shooting 14-year old in battle with drunkards (en-US). THE SECOND OPINION. Retrieved on 2022-04-07.
- ↑ Independent (2020-04-06). Curfew: 14 year old girl shot in Kapchorwa (en-US). The Independent Uganda. Retrieved on 2022-04-07.