Rosamund Everard-Steenkamp
onye na-ese ihe na onye na-anya ụgbọ elu South Africa (nwanyị mbụ gbagoro ụgbọ elu jet)
Rosamund Everard-Steenkamp
Akụkụ nke | Everard Group |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | South Africa |
Aha ọmụmụ | Rosamund King Everard |
aha enyere | Rosamund |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1907 |
Ebe ọmụmụ | Carolina |
Ụbọchị ọnwụ ya | 19 Maachị 1946 |
Ebe ọ nwụrụ | Button Oak |
ihe kpatara ọnwụ | okuku ụgbọ elu |
Ebe olili | Maidenhead |
ọrụ ọ na-arụ | aircraft pilot, omenkà |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Tatham Art Gallery |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | copyrights on works have expired |
Rosamund Everard-Steenkamp (1907-1946) bụ onye ọkwọ ụgbọ elu na onye na-ese ihe na South Africa. Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị mbụ gbagoro ụgbọ elu jet, Gloster Meteor . [1] Ọ bụkwa onye na-ese ihe nke e gosiri ọrụ ya na South Africa National Art Gallery. [2] Ọ nwụrụ n'ihe mberede ụgbọ elu na England. [1]
Ntụaka
deziembụ gbagoro ụgbọ elu jet, Gloster
- ↑ 1.0 1.1 Shaw (June 1976). Was Captain Rosamund Everard-Steenkamp the first woman in the world to fly a jet?. The South African Military History Society. Retrieved on 2022-12-08.
- ↑ Rosamund Everard-Steenkamp. South African History Online. Retrieved on 2022-12-08.