Rosalia Pipitone
Rosalia Pipitone
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Italy ![]() |
Aha enyere | Rosalia ![]() |
aha ezinụlọ ya | Pipitone ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Ọgọọst 1985 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Palermo ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Res Roma, Italy women's national football team, A.S. Roma Women ![]() |
ụdị egwuregwu | Footbọl ![]() |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup ![]() |
Rosalia Pipitone (amụrụ n'abalị atọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985) bụ onye Ịtali na-eche goolu. Ọ na-agba egwuregwu bọọlụ nye otu ụmụ nwanyi Roma na Serie A.
N'afọ 2018 ọ gbara bọọlụ nke A.S. Roma Women.[1]
Ọrụ mba ụwa
dezieN'afọ 2018, a kpọrọ ya ka ọ sonye na agbam bọọlụ nke otu mba.[2] Ọ lara ezumike nká na bọọlụ mba ụwa n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2019.[3]
Edensibia
dezie- ↑ Rosalia Pipitone (en). www.asroma.com. Archived from the original on 4 June 2019. Retrieved on 4 June 2019.
- ↑ Women's World Cup – Rosalia Pipitone. UEFA.com. Retrieved on 4 June 2019.
- ↑ Quaresima. "Rosalia Pipitone, addio nazionale", Periodico Daily, 19 August 2019. Retrieved on 26 December 2019. (in Italian)
Njikọ mpụga
dezie- TheRosalia Pipitone at Soccerway