Ronald Chagoury
Ronald Chagoury
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Ronald |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Jenụwarị 1949 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | California State University, Long Beach |
Ebe obibi | Lagos |
Omumu ọnwa nke mbụ, na abalị asatọ na afọ 1949 (odi afọ iri asaa na atọ) na Benin City no na Naijiria.Ag umakwukwo College des Frères Chrétiennes.
S.
Ronald Chagoury (a mụrụ ya n'ụbọchị nke asatọ n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 1949) bụ onye ọchụnta ego Naijiria, onye nchoputa (ya na nwanne ya nwoke Gilbert Chagoury), na onye isi oche nke Chagoury Group.
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Ronald Chagoury na Naịjirịa na abalị asatọ na onwa nke mbu, na afọ 1949, nwa Ramez na Alice Chagoury, bụ ndị si Lebanon kwaga n'afọ 1940. Ọ gụrụ akwụkwọ na College des Frères Chrétiens na Lebanon, ma gụọ ọmụmụ azụmahịa na Mahadum California State, Long Beach, US.[1]
Chagoury lụrụ Berthe, ha nwere ụmụ abụọ.[1]
Aha Chagoury apụtawo na Panama Papers.[2]
Ndetu
dezie- ↑ 1.0 1.1 Executive Team. Chagoury Group. Archived from the original on 2016-05-22. Retrieved on 2016-05-20.
- ↑ Leaf. Nigeria's Chagoury Group Named In Latest Panama Papers Revelation Okayafrica. Okayafrica.com. Retrieved on 2016-05-20.