Romulus C. Archer

Onye Amerịka na-ese ụkpụrụ ụlọ
Romulus C. Archer
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
aha ezinụlọ yaArcher Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya11 Maachị 1890 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya29 Novemba 1968 Dezie
Ebe oliliArlington National Cemetery Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie

Romulus C. Archer Jr. (Maachị 11, 1890 ruo Nọvemba 29, 1968) bụ onye Amerịka na-ese ụkpụrụ ụlọ.[1] Onye Afrịka Amerịka, a na-eto ya maka imepụta Mahadum Virginia nke Lynchburg (nke mbụ bụ Lynchburg Baptist Seminary) na Lynchburg, Virginia na Saint Paul African Union Methodist Church na Washington D.C. A na-edepụta ha abụọ na National Register of Historic Places.[2]

A mụrụ ya na Norfolk, Virginia.[3] Nna ya bụ Romulus Cornelius Archer na nne ya Mary Poindexter Archer.[3] Ọ lụrụ onye nkuzi na onye isi ikike obodo bụ Louise Archer.

Architect James Alonzo Plater malitere ọrụ ya na-arụ ọrụ maka Archer site na 1934 ruo 1936 tupu ọ kwaga Philadelphia.[4][5] Onye na-ese ụkpụrụ ụlọ bụ John B. Holloway Jr. (1913 ruo 1983) rụrụ ọrụ maka ya obere oge n'ihe dị ka 1938.[6] Holloway na Archer mepụtara ebe obibi na Eastland Gardens.[7][8] E gosipụtara Archer na Jet na foto mgbe ọ nwetasịrị ihe nrite site na Washington Board of Trade.[9]

Ọrụ Archer gụnyere ebe obibi, ụlọ ahịa, ụlọ obibi na ụlọ ụka dị n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ Brookland nke Washington DC.[3]

E liri ya na Arlington National Cemetery.[10]

Ọrụ dezie

Ọrụ ndị a họọrọ gụnyere:

  • Virginia University of Lynchburg
  • Saint Paul African Union Methodist Church (1924), Washington, D.C., nke edepụtara na National Register of Historic Places

Edensibia dezie

  1. Romulus C. Archer Jr., 77, Architect Here for 40 Years." Washington Post, 1 December 1968, p. B6.
  2. Dreck Spurlock Wilson, African American Architects: A Biographical Dictionary, 1865-1945. London: Routledge-Taylor & Francis Books, 2004., p. 12-14
  3. 3.0 3.1 3.2 Archer, Romulus Cornelius, Jr. (1890 - 1968) -- Philadelphia Architects and Buildings. www.philadelphiabuildings.org.
  4. Wilson (March 2004). African American Architects: A Biographical Dictionary, 1865-1945. ISBN 9781135956295. 
  5. Plater, James Alonzo (1908 - 1965) -- Philadelphia Architects and Buildings. www.philadelphiabuildings.org.
  6. Holloway, John Bunyan, Jr. (1913 - 1993) -- Philadelphia Architects and Buildings. www.philadelphiabuildings.org.
  7. The African American Architects & Builders of Eastland Gardens pdf
  8. Eastland Gardens brochure. Archived from the original on 2016-12-30. Retrieved on 2022-06-26.
  9. Company (16 June 1955). Jet. Johnson Publishing Company.
  10. Findagrave entry and photo of gravestone