Rodrigues Mingas
Rodrigues Mingas | |
---|---|
Born | Angola |
Organization | Front for the Liberation of the Enclave of Cabinda |
Rodrigo Rodrigues Mingas[1][2][3][4][5] is the leader of the Front for the Liberation of the Enclave of Cabinda-Military Position (FLEC/PM, Templeeti:Lang-pt), a guerrilla independence movement fighting since 1975 for the total independence of Cabinda, one of Angola's 14 provinces which is rich with oil reserves.[6]
Mwakpo bọs nke otu egwuregwu bọọlụ Togo
dezieNa 8 Jenụwarị 2010, ka ndị agha Angola na-edu ya site na mpaghara Cabinda a na-arụrịta ụka, ndị oji egbe bụ ndị FLEC/PM wakporo ụgbọ ala otu egwuregwu bọọlụ mba Togo ka ha na-aga asọmpi iko mba Afrịka nke afọ 2010. Mgbọ egbe sochirinụ butere ọnwụ osote onye nkuzi, ọnụ na-ekwuchitere otu na onye ọkwọ ụgbọ ala, tinyekwara merụọ ọtụtụ ndị ọzọ ahụ. Mingas kwupụtara "ngụgụ obi", na-ekwu na ndị otu ahụ wakporo n'amaghị ama.[8]
Hụkwa
dezie- Agha Obodo Angola
Ihe odide
dezie- ↑ Tiago Carrasco; João Henriques; João Fontes (2010-08-12). As feridas de Cabinda. Ludopédio.
- ↑ L'opposition togolaise à la croisée des chemins. République Togolaise (2010-03-24).
- ↑ La Coupe d'Afrique des Nations s'ouvre dans le sang togolais. parismatch.com (2010-01-11).
- ↑ Murder on the road to Cabinda poses no threat to Luanda’s control. African Energy (2010-01-22).
- ↑ Togo foi impedido de regressar à CAN. Diário de Notícias (2010-01-12).
- ↑ Perrine Mouterde. "Cabinda rebels in Angola carry on the struggle for independence", France 24, 2010-01-12. Retrieved on 2010-01-13.
- ↑ "Arrests near ambush site", The New Zealand Herald, 2022-08-11. Retrieved on 2022-08-11.
- ↑ Sturcke. "Togo footballers were attacked by mistake, Angolan rebels say", The Guardian, 2010-01-11. Retrieved on 2010-01-11.