Ritah Imanishimwe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 1996 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | guard |
onye nsonye òtù egwuregwu | JKL Lady Dolphins |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Ritah Imanishimwe (amụrụ ya na ubochi 12 n’onwa June nke afo 1996) bụ onye egwuregwu basketball nke obodo Uganda maka otu ụmụ nwanyị nke mba Uganda na JKL Lady Dolphins . [1][2]
Mbido ndu
dezieA mụrụ Ritah na ubochi 12 n’onwa June nke afo 1996 ndi muru ya bù Jackson Rugwiza ya na Evans Nyirakubanza na Karusandara, Kasese.[3]
Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na Kiwuliriza, Kisugu tupu ọ gaa Crane High School maka ma O ya na A-level nke agụmakwụkwọ.
O ji nzere bachelọ na Journalism ya na Mass Communication site na Mahadum Ndị Kraịst nke Uganda [4]
Ọrụ
dezieNjem ya na egwuregwu basketball bidoro n'oge ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị mgbe Julius Lutwana matara ya.
N'afọ 2014, a nabatara ya n'ime ndị otu UCU Lady Canons mgbe a chọpụtara arụmọrụ ya n'oge asọmpi mba nke afo 2013 nke e mere na obodo Mbarara.
Ọ na-gbazikwara JKL Lady Dolphins . [5]
Edensibia
dezie- ↑ Ritah Imanishimwe. FIBA.basketball (1996-06-12). Retrieved on 2024-03-22.
- ↑ Antuña names final Gazelles roster for AfroBasket (en). New Vision. Retrieved on 2024-03-22.
- ↑ Hidula (2017-10-30). Talent has paid for Ritah’s education. The Observer - Uganda. Retrieved on 2024-03-22.
- ↑ Ndyamuhaki (2022-03-12). Imanishimwe eyes sixth crown. Monitor. Retrieved on 2024-03-22.
- ↑ Kawalya (2020-05-06). Rita Imanishimwe: A Day In Life Of A Basketball Star. Live from ground. Retrieved on 2024-03-22.