Rita Nwadike
Onye na agba boolu
Rita Nwadike
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Rita Nwadike |
aha enyere | Rita |
aha ezinụlọ ya | Nwadike |
aha gọọmenti | Rita Nwadike |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Novemba 1974 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C. |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2004 Summer Olympics |
Rita Nwadike Audio (amuru ubochi nke ato na onwa Nọvemba 1974) bu onye Naijiria bu onye egwuregwu bọọlụ n'egwuregwu bọọlụ nke ụmụ nwanyị Naịjirịa gbara na asọmpi Summer 2004 . Na ọkwa klọb, ọ gbara maka Rivers Angels . [1] Ọ gbara ọkpụ goolu mbụ Naịjirịa nwetara n'asọmpi iko mba ụwa nke FIFA megide Canada n'asọmpi 1995 na Sweden .
Hụkwa
dezie- Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ 2004
Edensibia
dezie- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.
Njikọ mpụga
dezie- Rita Nwadike – FIFA competition record (archived)