Rita Atukwasa
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereRita Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaMbarara Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịindependent politician Dezie
webụsaịtịhttps://ist-tft.org/ Dezie

Rita Atukwasa bụ onye omebe iwu nke Uganda na Nzukọ nke iri na otu, onye nyocha iwu ọha na eze, ọkachamara gbasara nwoke na nwanyị na onye nkuzi maka mmefu ego gbasara nwoke na nwoke. Ọ bụkwa onye bụbu onye isi nchịkwa na The Institute for Social Transformation (IST) Uganda.[1] Ọ bụ nwanyị omebe iwu nke Mbarara district ebe ọ meriri na Jenụwarị, na afọ 2021 dị ka onye na-azọ onwe ya.[2] Rita bụkwa onye otu Gender Based Violence Prevention Network.

Mmalite na agụmakwụkwọ dezie

Rita Atukwasa nwere akara ugo mmụta na Social Administration na Political Science na Mahadum Makerere n'afọ 2001. O nwetakwara Post Graduate Diploma site na Institute for Training for Transformation South Africa. O mechara nweta nzere masta na Public Policy and Governance site na Uganda Management Institute n'afọ 2016.

Ọrụ dezie

Rita Atukwasa jere ozi dị ka onye njikwa mmemme Advocacy Human Rights maka Kamwokya Christian Caring Community site n'Ogost, na afọ 2004 ruo na afọ 2011.[3] Rita jere ozi dị ka onye isi oche nke Uganda Women's Parliamentary Association of the Parliament Of Uganda ruo Julai, na afọ 2012.[4] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nyocha iwu maka Institute for Social Transformation site n'Ogostu, na afọ 2012 ruo na afọ 2016 tupu ọ bụrụ onye isi nchịkwa ya na afọ 2016 iji nye ya.[5] Rita Atukwasa bụ nwanyị so na ndị omeiwu maka obodo Mbarara na ndị omebe iwu nke iri na otu nke Uganda .[6]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda

Ihe odide dezie

  1. Home (en-US). IST. Retrieved on 2022-03-11.
  2. Atukwasa Rita - 2021 General Election - Visible Polls (en). visiblepolls.org. Retrieved on 2022-03-11.
  3. Home - Kamwokya Christian Caring Community. www.kamccc.net. Archived from the original on 2022-01-25. Retrieved on 2022-03-12.
  4. Home | UWOPA. uwopa.or.ug. Retrieved on 2022-03-12.
  5. Home (en-US). IST. Retrieved on 2022-03-12.
  6. New Mbarara Woman MP Tipped on Promoting Unity, Sustainable Development (en-US). ChimpReports (2021-05-18). Retrieved on 2022-03-12.