Rita Agbo Ayim
Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjịrịa
Rita Agbo Ayim
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Rita |
aha ezinụlọ ya | Ayim |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1962 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Cross River |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Ụcha ime anya | black |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
. [1]Rita Agbo Ayim (amuru 1962) [1] bu onye aghandọrọ Naijiria na onye People Democratic Party sitere n'okpuru ọkwa Ogoja na steeti Cross River
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieỌ bụbu onye isi oche ọchịchị ime obodo Ogoja na kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara ụmụnwaanyị na ọgbakọ ndị isi na steeti Cross River n'okpuru Gọvanọ Ben Ayade. [2]
Ugbu a ọ bụ onye omebe iwu steeti na Cross River steeti. [3]
Edensibia
dezie- ↑ Akintonde (2023-04-13). 2023 Elections: International Press Centre Congratulates All Female Candidate Elects (en-US). Voice of Nigeria. Retrieved on 2023-11-04.
- ↑ Ayade sacks four commissioners, five other appointees (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2023-11-04.
- ↑ Cyril (2023-03-19). APC sweeps house of assembly seats in Cross River, as Duke, Liyel other PDP stalwarts lose state constituencies (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2023-11-04.