Rima Khelil
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịAlgeria Dezie
aha enyereRima Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya21 Maachị 1989 Dezie
ọrụ ọ na-arụhandball player Dezie
ụdị egwuregwuhandball Dezie

Rima Khhelil (amuru 21 Mai 1989) bu onye egwuregwu aka ndi Algeria. Ọ na- egwu maka egwu Rija, yana ndị otu mba Algeria . Ọ nòchitere anya Algeria na ekiri aka ụmụ mba ụwa na Serbia na 2013, ebe ndị otu Algeria debere nke iri abụọ na abụọ.

Edensibia

dezie

Templeeti:Algeria squad 2013 World Women's Handball Championship