Riana Scheepers
Onye edemede South Africa
Riana Scheepers
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
Aha enyere | Riana |
aha ezinụlọ ya | Scheepers |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Disemba 1957 |
Ebe ọmụmụ | Vryheid |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Afrikaans language |
Ọrụ ọ na-arụ | Odee akwụkwọ, children's writer |
ebe agụmakwụkwọ | University of Cape Town |
WikiProject na-elekọta ya | Iedereen Leest |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Riana Scheepers (amuru ya na Disemba 9, 1957) bu onye odee Afrikaans . Ọ nwetara PhD na Mahadum Cape Town . Ọ na-ede akwụkwọ ụmụaka, obere akụkọ ifo na uri. [1]
Edensibia dezie
- ↑ Keynote Speakers. International Research Society for Children's Literature. Archived from the original on April 2, 2008. Retrieved on 17 March 2010.