Reloaded (ihe nkiri 2009)
Reloaded (ihe nkiri 2009)
aha | Reloaded |
---|---|
ụdị | romance film |
mba osi | Naijiria |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Bekee |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2009 |
Onye nduzi | Lancelot Oduwa Imasuen |
Odee akụkọ ihe nkiri | Emem Isong, Nse Ikpe-Etim |
onye na-emepụta ihe | Emem Isong |
ekesa site | Netflix |
ebe akụkọ | Naijiria |
Ụcha anụkpa ahụ | color |
usoro nkesa | video on demand, DVD |
Reloaded bu ihe nkiri 2009 nke Lancelot Oduwa Imasuen na Ikechukwu Onyeka duziri, nke gosipitara Ramsey Nouah, Rita Dominic, Desmond Elliot, Stephanie Okereke, Ini Edo and Nse Ikpe Etim . [1] [2] Ọ natara nhọpụta ato na 5th Africa Movie Academy Awards . [3]
Ndị na-eme ihe nkiri
dezie- Ramsey Nouah dị ka Femi
- Desmond Elliot dị ka Osita
- Rita Dominic dị ka Chelsea
- Stephanie Okereke dị ka Weyinmi
- Ini Edo dị ka Tayo
- Van Vicker dị ka Bube
- Uche Jombo dị ka Tracy
- Nse Ikpe Etim dị ka Omoze
- Monalisa Chinda dị ka Abbey
- Enyinna Nwigwe dị ka Edwin
- Mbong Amata (onye a mụrụ Odungide) dị ka Nira
- Temisan Isioma Etsede dị ka Otis
- Emeka Duru dị ka Gabriel
- Princess Anazodo dị ka Nne Bube
- Ahmed Aitity dị ka Shola
- Martha Iwoo dị ka Ifeyinwa
- Ikechukwu Onyeka dị ka Dọkịta
Nnabata
dezieNollywood Reinvented nyere ya akara atọ n'ime ise. Onye nnyocha ahụ kwuru na ọ bụ ezie na ọ hụla ihe nkiri ahụ ọtụtụ ugboro, ike anaghị agwụ ya na ya. [4] NollywoodForever nyere ya ọkwa 93%. Onye nyocha ahụ toro ijegharị na ọsọ ihe nkiri ahụ, ma nwee mmasị na egwu egwu na njedebe. [5]
Hụkwa
dezie- Ndepụta ihe nkiri Naijiria nke 2009
Edensibia
dezie- ↑ Nollywood starts gets Reloaded. bellanaija.com. Retrieved on 15 April 2014.
- ↑ Emem and Lancelot again in Reloaded. nigeriafilms.com. Retrieved on 15 April 2014.
- ↑ Film Review: Reloaded. Retrieved on 15 April 2014.
- ↑ Reloaded on NR. nollywoodreinvented.com. Retrieved on 15 April 2014.
- ↑ Reloaded Review. nollywoodforever.com. Archived from the original on 16 April 2014. Retrieved on 15 April 2014.