Rehema Ellis
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha ezinụlọ yaEllis Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1954 Dezie
Ebe ọmụmụNort Kárólínạ Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie
ebe agụmakwụkwọColumbia University Graduate School of Journalism, Simmons University Dezie

Rehema Ellis bụ Onye nta akụkọ telivishọn Amerika, na-arụ ọrụ maka NBC News . [1] Onye nta akụkọ bi na New York City, New York, ọ bụkwa onye isi na-ede akụkọ agụmakwụkwọ maka NBC Akụkọ.

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ dezie

A mụrụ Ellis na North Carolina, ma zụlitere ya Boston, Massachusetts.

Ellis gụsịrị akwụkwọ na ha abụọ Simmons College, nke dị na Boston; na Ụlọ akwụkwọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Columbia, dị na New York Cityy.[1]

Onyinye na nsọpụrụ dezie

Ellis enwetala ọtụtụ Emmy Awards, Associated Press awards, Edward R. Murrow Awards, na National Association of Black Journalists awards.

Hụkwa dezie

 

  • Ndepụta nke ndị gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Columbia
  • Ndepụta ndị si Boston
  • Ndepụta ndị si New York City
  • Ndepụta ndị si North Carolina

Edensibia dezie

  1. 1.0 1.1 Staff (May 1, 2010). Rehema Ellis - Education Correspondent. NBC News. Retrieved on July 14, 2015. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "nbcnews1" defined multiple times with different content

Njikọ mpụga dezie

  • NBC's Bio of Ellis
  • ","href":"./Template:_name"},"params":{"1":{"wt":"nm1938873"}},"i":0}}]}' data-ve-no-generated-contents="true" href="https://www.imdb.com/name/nm1938873/" id="mwSA" rel="mw:ExtLink nofollow" typeof="mw:Transclusion">Rehema Ellis na IMDb (Rahema Ellis na IMDb naIMDb)

Àtụ:NBC News personalities