Refiloe Jane
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Refiloe |
aha ezinụlọ ya | Jane |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Ọgọọst 1992 |
Ebe ọmụmụ | Soweto |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | Canberra United FC |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2012 Summer Olympics, football at the 2016 Summer Olympics, 2019 FIFA Women's World Cup |
Refiloe Jane (a mụrụ n'abalị anọ nke n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1992) bụ onye egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agba bọọlụ dị ka onye ọnọ n'etiti. Ọ na-agbara AC Milan bọọlụ na Italian Serie A Women's League na nke otu ma ụmụ nwanyị South Afrika bu South Africa women's national team. Ọ gbaburu bọọlụ na Vaal University of Technology na Canberra United na W-League na Australia.
Ọrụ klọb
dezieN'abalị iri abụọ nke ọnwa August afọ gị I 2018, Canberra United kwupụtara na ha bịanyere aka na nsonye Jane maka 2018-19 W-League Season. O sonyeere klọb ahụ ya na onye South Africa ibe ya bụ Rhoda Mulaudzi, ha bụ ndị egwuregwu mbụ si South Africa sonyere n'ọgbụgba W-League.[1]
Mgbe ya na ndị otu Australia Canberra United kewara n'ọnwa Eprel afọ 2019, Refiloe bịanyere aka na Italian Serie A Women's League outfit AC Milan na nkwekọrịta otu afọ maka ego ụgwọ ọnwa na-akọwaghị ego ole ọ bụ.[2]
Ọrụ mba ụwa
dezieJane nọchitere anya South Africa na 2012 London Olympics .[3] N'ọnwa Septemba afọ 2014, a guzoro aha Jane na ndepụta maka 2014 African Women's Championship na Namibia.[4]
A kpọrọ Jane na ndị otu South Africa maka 2016 Summer Olympics . Ọ na-egwu nkeji ọ bụla n'ime egwuregwu atọ nke otu ahụ.[5]
N'ọnwa Febụwarị 2019, Jane pụtara na mkpọputa Mpụta nke otu narị ugboro na South Africa.[6]
Ngụkọta goolu na mba ụwa
dezieAkara na nsonaazụ depụtara goolu South Africa na mbido ndị mbụ
Mba. | Ụbọchị | Ebe | Onye mmegide | Akara | Nsonaazụ | Asọmpi | Nkọwa |
---|---|---|---|---|---|---|---|
1 | 2012 | Botswana | Enyi | [7] | |||
2 | 13 Septemba 2014 | Royal Bafokeng Stadium, Phokeng, South Africa | Botswana | 4–0 | 10–0 | Enyi | [8] |
3 | 22 Ọktoba 2014 | Sam Nujoma Stadium, Windhoek, Namibia | Nigeria | 1–2 | 1–2 | 2014 African Women's Championship | [9] |
4 | 25 Nọvemba 2016 | Limbe Stadium, Limbe, Cameroon | Egypt | 3–0 | 5–0 | 2016 Africa Women Cup of Nations | [10] |
5 | 21 Septemba 2017 | Barbourfields Stadium, Bulawayo, Zimbabwe | Zambia | 3–3 | 3–3 | 2017 COSAFA Women's Championship | [11] |
6 | 22 Septemba 2018 | Wolfson Stadium, KwaZakele, South Africa | Cameroon | 1–0 | 2–1 | 2018 COSAFA Women's Championship | [12] |
7 | 2–1 | ||||||
8 | 7 Ọktoba 2018 | Estadio Sausalito, Viña del Mar, Chile | Chile | 1–1 | 1–2 | Enyi | [13] |
9 | 21 Nọvemba 2018 | Cape Coast Sports Stadium, Cape Coast, Ghana | Equatorial Guinea | 3–1 | 7–1 | 2018 Africa Women Cup of Nations | [14] |
Edensibia
dezie- ↑ All of the Westfield W-League signings for 2018/19 so far (30 August 2018). Archived from the original on 10 April 2019. Retrieved on 30 September 2018.
- ↑ Refiloe Jane: Banyana Banyana midfielder joins AC Milan | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2019-09-05.
- ↑ Refiloe Jane. BBC. Retrieved on 22 October 2014.
- ↑ Pauw Names Banyana Squad For AWC. Soccer Laduma (30 September 2014). Archived from the original on 18 October 2014. Retrieved on 22 October 2014.
- ↑ R.Jane. Retrieved on 30 September 2018.
- ↑ Jane reaches 100 caps as she starts against Finland, Ellis makes six changes. South African Football Association (27 February 2019).
- ↑ EXTRA TIME: Refiloe Jane makes a century of Banyana caps in draw with Finland | Goal.com. www.goal.com.
- ↑ Banyana thrash Botswana in 10-goal massacre. eNCA. Archived from the original on 2023-04-08. Retrieved on 2022-06-03.
- ↑ Nigeria 2–1 South Africa. CAF (22 October 2014).
- ↑ Banyana storm into AWCON semis. supersport.com. Archived from the original on 2022-06-03. Retrieved on 2022-06-03.
- ↑ FT – Zambia 3 (3) South Africa 3 (5).
- ↑ South Africa are 2018 COSAFA Women's Championship winners!.
- ↑ Jane Scores but 10-Player Banyana Lose 2–1 to Chile in Away Friendly (7 October 2018).
- ↑ Equatorial Guinea 1–7 South Africa. CAF (21 November 2018).
Njikọ mpụga
dezie- Refiloe Jane – FIFA competition record (archived)
- Profaịlụ onye egwuregwu South Africa
- Refiloe Jane on Twitter