Raynes Birkbeck
Onye Amerịka na-ese ihe nkiri
Raynes Birkbeck
ụdịekere | nwoke |
---|---|
Ebe ọmụmụ | The Bronx |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ahu maka ihe nkiri, onye ese |
Ebe obibi | Manhattan, Madrid |
webụsaịtị | https://www.visualaids.org/artists/detail/raynes-birkbeck |
Raynes Birkbeck (amụrụ n'afọ 1956) bụ ónyé America na-ese ihe nkè bi ma na-arụ ọrụ na Manhattan.[1][2][3][4] Birkbeck bụ onye na-ese ihe n'onwe ya nké na-ese, na-ese ọkpụkpụ, na-adọkpụ, ma na-ede uri.[5][6][7][8]
Ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Birkbeck na Bronx, NY.
O gosipụtara ọrụ ya na Bureau of General Services, New York, Situations, New York; na Safe Gallery, Brooklyn.[8][9]
Willow Glen Films na-emepụta ihe ngosi banyéré Raynes, na ngosipụta ya na Nino Mier Gallery, LA.[3]
Edensibia
dezie- ↑ Visual AIDS | Raynes Birkbeck (en-US). Visual AIDS. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Aton (2020-06-26). Raynes Birkbeck on Painting an Inclusive Queer Science-Fiction Reality (en-US). ARTnews.com. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ 3.0 3.1 The World View Show - Raynes Birkbeck - Exhibitions - Nino Mier Gallery. www.miergallery.com. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Raynes Birkbeck - Bio, Artworks, Exhibitions and more - Artland (en). www.artland.com. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Raynes Birkbeck - 19 Artworks, Bio & Shows on Artsy (en). www.artsy.net. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Raynes Birkbeck "Scenes on the Move". www.nyartbeat.com. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ Alex Jovanovich on Raynes E. Birkbeck (en-US). www.artforum.com. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ 8.0 8.1 apexart. apexart.org. Retrieved on 2020-07-12.
- ↑ The Worldview Show | NINO MIER GALLERY | Artsy (en). www.artsy.net. Retrieved on 2020-07-12.