Ramatu Yakubu

ọnye egwu badminton nke Naijiria
Ramatu Yakubu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoRamatu Yakubu Dezie
Aha enyereRamatu Dezie
aha ezinụlọ yaYakubu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Maachị 1999 Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwuregwu badminton Dezie
ụdị egwuregwubadminton Dezie
so nabadminton at the 2018 African Youth Games – women's singles, 2017 Benin International Badminton Championships – women's doubles, 2017 Benin International Badminton Championships – mixed doubles Dezie

Àtụ:Infobox badminton player Ramatu Yakubu (amuru 27 Maachị 1999) bu onye egwu badminton nke Naijiria. [1] Yakubu nwetara ihe nrite ọla nchara n'egwuregwu ndị ntorobịa Afrịka nke afọ 2018 n'asọmpi n'ọkwa otu ụmụ nwanyị na ndi otu. [2]

Ọrụ dezie

N'afọ 2017, Yakubu gbara n'asọmpi badminton nke Benin International na Cotonou, Benin Republic, wee gbachaa dị ka ndị gbara ọkara ikpeazụ n'asọmpị ụmụnwaanyị n'ọkwa abụọ na ngwakọta nke abụọ. O mechara gbachaa dịka onye na-esote n'ọkwa abụọ ụmụ nwanyị na Lagos International ya na Zainab Momoh . [3] Na 2020, Badminton Federation of Nigeria debara aha ya n'akwụkwọ ka ọ bụrụ ga agba asọmpi na 2020 All Africa Women's Team Championship, mana ọ gbaghara asọmpi ahụ n'ihi na ndị nnọchite anya Egypt gburuu oge maka akwụkwọ ikike visa ndi otu ya. [4]

Mmezu dezie

Egwuregwu ndị ntorobịa Africa dezie

N'ọkwa otu ụmụ nwanyị

Afọ Ebe Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2018 Nchekwa Salle-Civile de Dar El-Beïda, Algiers, Algeria </img> Linda Mazri 22–20, 15–21, 18–12  </img> Ọla nchara

Ihe ịma aka/usoro BWF mba ụwa dezie

N'ọkwa abụọ ụmụ nwanyị

Afọ Asọmpi Onye mmekọ Onye mmegide Akara Nsonaazụ
2017 Lagos International </img> Zainab Momoh </img> Thilini Hendahewa



</img> Kavidi Sirimannage
8–21, 5–21 </img> Onye na-esote
     BWF International Challenge tournament
     BWF International Series tournament
     BWF Future Series tournament

Ebensidee dezie

  1. "Player: Ramatu Yakubu", bwfbadminton.com, Badminton World Federation. Retrieved on 6 July 2020.
  2. BCA Annual Report 2018. badmintonafrica.com 12–14. Badminton Confederation Africa. Retrieved on 6 July 2020.
  3. Badminton: Mother son Emerge Badminton Mixed Doubles Champions. www.vanguardngr.com. Vanguard Nigeria. Retrieved on 12 May 2020.
  4. Badminton: Nigeria miss doubles event at African Championship. wwww.aclsports.com (11 February 2020). Archived from the original on 20 March 2023. Retrieved on 12 May 2020.

Njikọ mpụga dezie

  • Ramatu Yakubu at BWF.tournamentsoftware.com