Rachid Koraïchi
Rachid Koraïchi (Arabic: رشيد قريشي[1]) bu onye eserese, okpukpu osisi, mbiputa na okpu ite nke Ọjiriais a mara maka ọrụ ǹkà ya nke oge ugbua which integrates calligraphy as a graphic element.
Ndụ ma Ọru
dezieA mụrụ Rachid Koraïchi na ubochi iri abuo na onwa Jenụwarị 1947 na Ain Beida, Algeria n'ime ezinụlọ Sufi nke ndị ọkà mmụta Qu'ranic na ndị na-edepụtaghachi.[2] Ọ natara agụmakwụkwọ nka ya na École des Beaux-Arts na Algeria, ebe ọ gụrụ calligraphy. Mgbe e mesịrị, ọ gara École des Arts Décoratifs na École des Beaux-Arts na Paris.
Ọzụzụ ya na ndị Sufi emetụtala ọtụtụ n'ime ọrụ ya site n'inye ya mmasị na edemede na akara. Maka Koraïchi, ide ihe dị nsọ ma nwee ihe ọ pụtara. Ọrụ ya na-eji calligraphy Arabic eme ihe nke ukwuu yana glyphs sitere na asụsụ ndị ọzọ.[3]
Ọ mepụtara ọrụ na midia dị iche iche nke sinyere ịkpụ ite, akwa ntinye ǹkà nkà igwe,iteagba, na ime mbiputa, ma na eso nye kwa ndi nka ukporo na ọrụ ha.
Ọrụ
dezieE gosipụtara ọrụ ya n'ọtụtụ ebe, gụnyere na Venice Biennale (2001) [4] na MOMA (2006), [5] ma dịkwa na nchịkọta nke Ebe nkiri mba nke nka Afrịka, Washington D.C.
Ihe ngosi ndị a họọrọ
- 1998 Jardin du Paradis, Ememme Mba Nile nke Ogige. Chaumont-sur-loire Leighton House, London
- 1999 Global Conceptualism: Points of Origin, 1950s-1980s, Queens Museum of Art, New York.
- 1999-2000 Akwụkwọ ozi ụrọ, Ebe Ngosi Ihe Ochie, Caracas, Venezuela, Limoges na Algeria
- 2000 L'Enfant Jazz, Institut de monde arabe, Paris, France
- 2001 Beirut's Poem and Path of Roses, National Gallery of Fine Art, Amman, Jordan.
- 2002 Rachid Koraïchi: 7 Variations autour de l'Indigo, Marseille, Vieille Charit et Alors Hors Du Temps.
Ebe mụ si dee
dezie- ↑ "حديقة إفريقيا" مقبرة للمهاجرين من ضحايا ركوب البحر في تونس - فرانس 24 (ar). فرانس 24 / France 24 (2021-06-09). Retrieved on 2022-03-29.
- ↑ Cotter. "Rachid Koraichi, Making His Own Language", The New York Times, 2016-03-31. Retrieved on 2023-01-31. (in en-US)
- ↑ Rachid Koraichi. www.encyclopedia.mathaf.org.qa. Retrieved on 2023-01-31.
- ↑ FindArticles.com | CBSi. www.findarticles.com. Retrieved on 2018-02-05.
- ↑ Without Boundary: Seventeen Ways of Looking (2006 exhibition), MOMA