Racheal Ekoshoria

Racheal Ekoshoria
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereRacheal Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Ọgọọst 1994 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ọrụ ọ na-arụweightlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie

Racheal Ekoshoria bụ onye Naịjiria na-eme egwuregwu i buli igwe. O na -asọ mpi n'ogo klaasị umu nwanyi 58kg

Ọrụ dezie

Racheal sọrọ mpi na 2010 Summer Youth Olympic Games na Sịngapọ n'egwuregwu ndị erughị 58 kg, ma nweta ihe nrite ọla nchara. [1] N'egwuregwu asọmpi 2016 African Weightlifting Championships na Yaoundé, Kameruun, o meriri ma nweta ọla ọcha n'ihe na -erughị 58 kg ma jiri mpụtara 192 kg. [2] [3]

Hụkwazị dezie

Ebemsidee dezie

  1. Olympedia – Nigeria at the 2010 Summer Youth Olympics. www.olympedia.org. Retrieved on 2020-11-09.
  2. Results by Events | International Weightlifting Federation. www.iwf.net. Retrieved on 2020-10-08.
  3. Nigeria’s female weightlifters arrive in Yaounde for championships (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2020-11-09.

Njikọ mpụga dezie