Queen Celestine
Queen Celestine
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Maachị 1992, 1992 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Ọrụ ọ na-arụ | onye asọmpi ịma mma, model |
mmeri | Most Beautiful Girl in Nigeria |
Queen Celestine (amụrụ ya na 18 Machị n’afo 1992) bụ onye Naijiria na-ese ihe na onye isi nri nke e kpuwere okpueze nke kachasị mma na Nigeria Universe 2014 ma nọchite anya Naijiria n'asọmpi Miss Universe 2014.
Mmalite ndu dezie
Queen bụ nwa akwụkwọ na Mahadum Madonna na onye bụbu onye nnọchi anya Edo na Naịjirịa.[1]
Egwuregwu dezie
Miss Naịjirịa 2013 dezie
Queen sonyere na asọmpi Miss Nigeria 2013 ma bụrụ onye nke abụọ.[2]
Nwa agbọghọ kachasị mma na Naịjirịa (MGBN) 2014 dezie
Queen meriri Miss Amity ma kpuwe ya okpueze dị ka MGBN Universe (Most Beautiful Girl in Nigeria) 2014 na July 19, 2014. N'otu ihe omume ahụ, e kpuwere ya okpueze ya na onye mmeri mbụ e kpuwere okpuezi dị ka MGBN World 2014, Iheoma Nnadi.[3]
Miss Universe 2014 dezie
Queen sonyere na asọm mpi Miss Universe 2014 wee merie dịka Miss Congeniality.
Edensibịa dezie
- ↑ Most Beautiful Girl in Nigeria Universe 2014 Profile. iDEY!. Retrieved on 19 November 2014.
- ↑ as Miss Nigeria 2013. Daily Times Nigeria. Retrieved on 19 November 2014.
- ↑ Kemi Filani. Most Beautiful Girl in Nigeria Universe 2014. Kemifilani.com. Archived from the original on 29 July 2014. Retrieved on 19 November 2014.