Promise Amukamara
ọnye ọkpụkpọ basketball nke Nigeria (amụrụ 1993)
Promise Amukamara
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Njikota Obodo Amerika |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Jụn 1993 |
Ebe ọmụmụ | Nú Jezị |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ihe nche |
ebe agụmakwụkwọ | Arizona State University |
onye nsonye òtù egwuregwu | Arizona State Sun Devils women's basketball |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2018 FIBA Women's Basketball World Cup, 2019 Women's Afrobasket, basketball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament, basketball at the 2024 Summer Olympics – women's tournament |
otu egwuregwu | NCAA Division I women's basketball |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Promise Amukamara (ka amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Juun n'afọ 1993) bụ onye egwuregwu basketball nke Naijiria maka Charnay Basket Bourgogne SUD (FRA) na ndị otu mba Naịjirịa.[1]
Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ
dezieOgologo nkwa bụ 5feet 9inches (175cm).[2] Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Arizona State .[3] Ọ bụkwa nwanne nwanyị nke Super Bowl XLVI Champion bụbu New York Giants cornerback Prince Amukamara .
Ọrụ
deziePromise bụ onye otu D'Tigress, otu egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị Naịjirịa. Ọ bụ onye nche nke ndị otu ahụ gbara egwuregwu Olimpik nke 2020 na Tokyo.[4][5] O sonyekwara na 2018 FIBA Women's Basketball World Cup .[6]
Ihe ndị o mere nke ọma
dezie- Ihe iri kwa egwuregwu na Tokyo 2020[7]
- Onye mbụ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Arizona Steeti bụ onye egwuregwu basketball nke ụmụ nwanyị iji mee otu egwuregwu Olympic[8]
- Onye otu FIBA African Championship Gold Medal nke 2019 nke sonyere na Pre-Olympic Qualifying Tournament[8]
- Arizona's Gatorade Girls Basketball Player of the Year na 2011[8]
- Ngwa ngwa 100 mita na 200 mita site n'aka onye ọhụrụ na ụlọ akwụkwọ sekọndrị[8]
Edensibia
dezie- ↑ Eurobasket. Promise Amukamara Player Profile, Charnay Basket Bourgogne SUD, News, Stats - Eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2021-05-29.
- ↑ Promise Amukamara - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2022-05-17.
- ↑ Hillman. Dribbling to Tokyo: Promise Amukamara Ready to Compete for Nigeria (en). Arizona State University Athletics. Retrieved on 2022-05-17.
- ↑ D'Tigress players lament marginalization, hijack of donations made to team (en-GB). Vanguard News (2021-10-13). Retrieved on 2022-05-17.
- ↑ D’Tigress will make Nigerians proud at Tokyo 2020 — Amukamara (en-GB). Vanguard News (2021-04-18). Retrieved on 2022-05-17.
- ↑ Sarah OGOKE at the FIBA Women's Basketball World Cup 2018 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2021-05-29.
- ↑ Is Amukamara the baller that can keep D'Tigress on the road to Sydney? (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2022-05-17.
- ↑ 8.0 8.1 8.2 8.3 News (2021-07-22). ASU’s Amukamara represents Nigeria in Tokyo Olympics (en-US). Cronkite News - Arizona PBS. Retrieved on 2022-05-17.