Priscilla Agera
onye Naịjịrịa na-eme egwuregwu volley bọọlu
Priscilla Agera bụ onye egwu , bụ onye gbara n'otu egwuregwu, na ndị otu egwuregwu, ụmụnwanyị, [1]
Priscilla Agera | |
---|---|
Born | Templeeti:Birth-date and age |
Nationality | Nigerian |
Occupation | volleyball player 2018 - 2019 |
Employer | Nigeria Customs Women Volleyball Team 2020 - 2021 |
Mmezu
deziePriscilla gbara n'otu egwuregwu volleyball "b" nke Beach maka otu egwuregwu ọgụ ụmụ mba Nigeria
Ọ so na ndị otu meri South Africa iji ihe nrite ọla edo n'asɔmpi 2015 nke 11 nke All Africa na Congo. [1] [2] Ọ so na otu ndị meri agba nke atọ na African Women Beach Volleyball 2016 Olympic Qualifiers na Jabi Lakeside, Abuja[2]
Ọ so na otu ụmụ Customs Nigeria bụ ndị isi n'awụmpi egwuregwu egwuregwu ụmụ amị Afrịka nke afọ 2019 na Cairo, Egypt [3]
Ntụaka
dezie- ↑ Priscilla Agera » clubs : (en). Women Volleybox. Retrieved on 2023-03-20.
- ↑ "Nigeria wins 3rd place in Women Beach Volleyball", www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2023-03-20.
- ↑ NNN (2019-03-16). Africa Club Championship: Nigeria Customs women volleyball team pummel USFA of Burkina Faso (en). NNN. Retrieved on 2023-03-20.