Priscilla Abey
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyerePriscilla Dezie
aha ezinụlọ yaAbey Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Disemba 1999 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheshooting guard Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Priscilla Abey (amụrụ ya na ubochi 22 n’onwa Disemba nke afo 1999) bụ onye Obodo Uganda na-atu bọọlụ nke na-agbakwazi maka otu ụmụ nwanyị nke mba Uganda . [1]

Ọrụ dezie

Dịka nwa akwụkwọ nke afọ nke abụọ na Grayson College, Priscilla nwere ọnụọgụ dị egwu dịka; stat anọ malitere na mpụta isii, na-enweta akara 8.5 ya na 8.0 rebounds kwa egwuregwu obula, na-eme nkezi 11.4 na 7.9 rebounds na mkpọsa ọhụrụ, nwere akara 27 na 9 rebounds megide Oklahoma Wesleyan, ya na-egwuri egwu maka ndị otu mba Uganda, na-asọmpi ya na Jane Asinde na 2023 FIBA Women's Afrobasket.[2]

N'afọ 2023, ọ bịnyere aka na UTEP Women's basketball ebe ọ ga-esonyere ndị otu ahụ maka oge nke 2024-25. [3]

Edensibia dezie

  1. Priscilla Abey. FIBA.basketball (1999-12-22). Retrieved on 2024-03-21.
  2. Miners (2023-11-16). UTEP Women’s Basketball Signs Ugandan National Abey Priscilla. UTEP Miners. Retrieved on 2024-03-21.
  3. Kaweru (2023-11-17). Priscilla Abey set to join UTEP next year. Kawowo Sports. Retrieved on 2024-03-21.