President of the United States
Aka na-achị steeti niile na onye isi gọọmenti mba Amerika
Onye isi ala United States (POTUS)[upper-alpha 1] bụ onye isi ala na onye isi gọọmentị United States of America. Onye isi ala na-eduzi ngalaba isi nke gọọmentị etiti ma bụrụ onye isi ndị agha United States.