Plaza de Toros La Macarena

 

Plazas de Toros La Macarena bụ nnukwu ụlọ na Medellín, Colombia .  A na-eji ya ugbu a maka ogụ ehi na egwu egwu.  Ama egwuregwu ahụ nwere ndị na-ekiri 15,000.  E mepere ya na 1945[1]

Ntụaka

dezie
  1. Stadiums in Colombia. World Stadiums. Archived from the original on 2010-01-31. Retrieved on 2017-04-13.