Peter Sedufia
Peter Sedufia
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Peter |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, producer |
Peter Kofi Sedufia bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Ghana.[1][2]
Akụkọ ndụ
dezieSedufia gara National Film and Television Institute of Ghana, na-agụ akwụkwọ na nduzi ihe nkiri. Mgbe o duziri ọtụtụ ihe nkiri dị mkpirikpi, ọ wepụtara ihe nkiri mbụ ya, Keteke .[3][4]
Ihe nkiri
dezieIhe nkiri ndị a ma ama
dezie- 2017: Keteke
- 2018: Òtù Ndị Ome Sidechic
- 2020: Aloe Vera
Ihe nkiri dị mkpirikpi
dezie- 2014: Onye Njem
- 2016: Nna ukwu na ụmụ agbọghọ atọ
Ebensidee
dezie- ↑ Africiné - Peter Sedufia (fr). Africiné. Retrieved on 2021-11-21.
- ↑ Sedufia, Peter | African Film Festival, Inc. (en-US). Retrieved on 2021-11-21.
- ↑ Berlinale Talents - Peter Sedufia (en-GB). Berlinale Talents. Retrieved on 2021-11-21.
- ↑ Peter Sedufia (fr-FR). Association Cinémas et Cultures d'Afrique. Retrieved on 2021-11-21.