Peter Maker
Peter Maker
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Peter |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Jenụwarị 1994 |
Ebe ọmụmụ | Juba |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Peter Maker Manyang (amụrụ ya na 1 Jenụwarị na afọ 1994), nke a maara dị ka Peter Maker, bụ onye na-agba bọọlụ na mba South Sudan nke na-agba dịka onye na-eme egwuregwu n'etiti maka klọb Zambia Super League ZESCO United F.C. na onye isi ndị otu mba South Sudan.
Ihe odide
dezie
Njikọ mpụga
dezie- Peter Maker at Soccerway