Peter Bridgewater
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ostraliya |
aha enyere | Peter |
aha ezinụlọ ya | Bridgewater |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Disemba 1945 |
ọrụ ọ na-arụ | conservationist, researcher |
onye were ọrụ | United Nations University |
ebe agụmakwụkwọ | University College |
Ihe nrite | Fellow of the Linnean Society of London, Fellow of the International Science Council |
Prọfesọ Peter Bridgewater (amụrụ ya na 31 Disemba 1945) bụ onye Australia na-echekwa ihe.
Akụkọ ndụ ya
dezieBridgewater gụsịrị nzere bachelọ nke sayensị na botany na Mahadum Durham n'afọ 1967.[1] Ọ nọgidere na-emecha nzere doctorate n'otu ụlọ ọrụ ahụ.[2]
Ọrụ ya
dezieBridgewater bụ onye isi mmụta sayensị nke UK Nature Conservancy Council 1989-1990 na onye isi nchịkwa nke Australian Nature Conservation Agency na onye nduzi nke National Parks and Wildlife Service (1990-1997).[3] Ọ bụ odeakwụkwọ nke UNESCO's Man and the Biosphere Programme na onye nduzi nke ngalaba ya nke sayensị gburugburu ebe obibi afọ 1999 ya n'afọ 2003.
Ọ bụ onye isi oche nke International Whaling Commission site n'afọ 1995 ruo 1997.[4] Site n'afọ 2011 ruo afọ 2014 ọ rụrụ ọrụ dị ka prọfesọ nleta na Mahadum United Nations na Japan.[5]
Edensibia
dezie- ↑ (10 October 1967) "Profiles on senior men and women". Palatinate (217). Retrieved on 9 September 2018.
- ↑ Peter Bridgewater The Australian National University (en). Academia. Retrieved on 9 September 2018.
- ↑ Peter Bridgewater - United Nations University. United Nations University. Archived from the original on 9 September 2018. Retrieved on 9 September 2018.
- ↑ Indian tribe gets OK to resume whaling. Archived from the original on 2023-04-30. Retrieved on 2023-04-24.
- ↑ Peter Bridgewater University of Canberra (en). ResearchGate. Retrieved on 9 September 2018.
- curriculum vitae na Mahadum Mba Australia