Persis William-Mensah

Persis William-Mensah
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya15 Jụn 1996 Dezie
ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Persis William-Mensah (amụrụ na 15 na onwa isii, na afọ 1996) bụ onye Ghana na-eme egwuregwu.[1] O sonyere na asọmpi 4 × 100 mita nke ụmụ nwanyị na afọ 2019 World Athletics Championships.[2] N'afọ 2019, ọ nọchitekwara anya Ghana na 2019 African Games nke e mere na Rabat, Morocco.[3] O meriri na 100 mita ụmụ nwanyị.[3]

Ihe odide

dezie
  1. Persis William-Mensah. IAAF. Retrieved on 6 October 2019.
  2. 4 x 100 Metres Relay Women - Round 1. IAAF (Doha 2019). Retrieved on 6 October 2019.
  3. 3.0 3.1 2019 African Games – Athletics – Results Book. Archived from the original on 1 September 2019. Retrieved on 7 September 2019.

Njikọ mpụga

dezie
  • Persis William-Mensah at World Athletics