Pero asụsụ
Pero asụsụ
obere ụdị nke | Tangalic |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
ụmụ amaala ka | Ȯra Bawuchi, Federal Capital Territory (Nigeria), Ȯra Gombe, Ȯra Taraba |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Gombe, Shongom |
usoro ederede | Latin script |
Ọkwa asụsụ Ethnologue | 6a Vigorous |
Asụsụ Chadic
Pero Péerò | ||
---|---|---|
Spoken in: | Nigeria | |
Region: | Gombe State | |
Total speakers: | 25,000 | |
Language family: | Tafrusyawit Chadic West Chadic Bole–Angas Bole–Tangale (A.2) Tangale (South) Pero | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | none | |
ISO 639-2: | — | |
ISO 639-3: | pip | |
Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. |
Asụsụ Chadic [1] otu n'ime ezinụlọ asụsụ ndị a na-asụ n'akụkụ dị iche iche nke Africa. Asụsụ Chadic bụ akụkụ nke alaka Afroasiatic nke a na-akpọkwa Afro-Chadic. [2][3] ndị a bụ ndị a ma ama n'akụkụ dị iche iche nke Africa, gụnyere Northern Nigeria (Hausa na Fulani), Northern Cameroon, Southern Niger, Southern Chad, Central African Republic, na ọtụtụ mba ndị ọzọ nke Africa.
Edensibia dezie
ndị a bụ ndị a ma ama n'akụkụ dị iche iche nke Africa, gụnyere Northern Nigeria (Hausa na Fulani), Northern Cameroon, Southern Niger, Southern Chad, Central African Republic