Pearlena Igbokwe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Ebele |
aha ezinụlọ ya | Igbokwe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1960s |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ |
ụdị ọrụ ya | director |
ebe agụmakwụkwọ | Columbia Business School, Yale University |
ogo mmụta | Bachelor of Arts, Master nke Nchịkwa Azụmaahịa |
isi agụmakwụkwọ | Bekee, marketing, international business |
Ebe obibi | Njikota Obodo Amerika |
Pearlena Igbokwe Audio bụ onye isi n'ụlọ ọrụ Universal Television, bụ otu n'ime ọtụtụ ụlọ ọrụ nke ndi NBCUniversal Television Group . [1] [2] Ọ bụ nwaanyị izizi si n'agbụrụ ndị igbo Nigeria di na mba Africa bụnụgoro onyeisi n'ụlọ ọrụ onyonyo kacha na mba America. [3]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Igbokwe na Lagos, Nigeria n'afọ 1960s mgbe an-alụ agha. Ya na ezinaụlọ biri n'ime obodo bụ nke ụgboelu nke na-agba ogbunigwe gbariri nke a mere ka ya na ezinaụlọ ya chekwube ụgboelụ na-ebute nri nye ndị agha metụtara mgbe Nigerian Civil War Ya na Ezinaụlọ ya kwajere mba America ka ọ dị afọ isii [4] Ọ nwetara nzere digiri na Arts site na Mahadum nke Yale, ọ nwetakwara ọzụzụ nke MBA site na Mahadum nke Columbia. [5]
Ọrụ ya
dezieIgbokwe bidoro ọrụ imepụta ihe nkiri Showtime ebe ọ nọrọ n'ọkwa di iche iche gbasara ihe mmepụta na ngosipụta di iche iche . Ọ lebara anya na nhazi nakwa uto ihe nkiri ndị a kpọrọ Dexter, Nurse Jackie, The Big C, nakwa Masters of Sex [6]
N’afọ 2012,E nyere ya ọkwa dika nnukwu osote onyeisi maka mmepụ na nhazi uto egwuregwu n'ụlọ ọrụ NBC. Ụfọdụ egwuregwu mere nke ọma gụnyere The Blacklist, Blindspot, Chicago Med, Shades of Blue, This Is Us, Timeless, nakwa Taken[7]
N’afọ 2016, e nkyekwara ya okwa dika onye isi n'ụlọ ọru ’Universal Television, nke mab Amerika, nke a mere ya nwaanyị agbụrụ asụsụ Igbo nke mbụ ga anọ n' ụdị ọkwa a.
Onyinye na Nkwanye ugwu
dezieN’afọ 2018, aha ya na mmadu abuọ ọzọ ya na ha na-arụ n'ụlọ ọrụ NBC pụtara na The Hollywood Reporter's nke isiokwu ya bụ 'List of 100 Women in Entertainment Power'. [8]
Ndị otu Board
dezieA kpọrọ Igbokwe dika otu n'ime bọọdụ dairectọ nke HRTS n'afọ 2017. [9] [10] N'otu afọ ahụ o sonyekwara na otu bọọdụ NATPE.[11]
Ebe nsinweta
dezie- ↑ NBC's Pearlena Igbokwe named president of Universal TV (June 3, 2016). Retrieved on May 14, 2017.
- ↑ "Pearlena Igbokwe Named President of Universal Television", 2016-06-03. Retrieved on 2017-03-28.
- ↑ "Meet Pearlena Igbokwe, the first Nigerian woman to head a major US television network - Ventures Africa", June 6, 2016. Retrieved on 2017-03-27.
- ↑ "Pealena Igbokwe". Retrieved on January 13, 2018.
- ↑ "20 Facts on US based Pearlena Igbokwe as she records a 1st in US TV Network".
- ↑ NBC Names Pearlena Igbokwe New Drama Head (en) (July 10, 2012). Retrieved on May 14, 2017.
- ↑ David, Adetula. "Meet Pearlena Igbokwe, the first Nigerian woman to head a major US television network - Ventures Africa", Ventures Africa, June 6, 2016. (in en-US)
- ↑ The Hollywood Reporter's 2018 Women in Entertainment Power 100.
- ↑ Hollywood Reporter: Pearlena Igbokwe, Dan Erlij Among New HRTS Board Members.
- ↑ Deadline: HRTS Elects New Officers From WME, Universal, Lionsgate, City National Bank.
- ↑ NATPE: NATPE ADDS NETFLIX VP ORIGINAL CONTENT CINDY HOLLAND, FACEBOOK HEAD OF DEVELOPMENT MINA LEFEVRE, UNIVERSAL TELEVISION PRESIDENT PEARLENA IGBOKWE AND CBS SVP ALTERNATIVE PROGRAMMING SHARON VUONG TO ITS BOARD. Archived from the original on 2020-09-20. Retrieved on 2020-05-03.