Peace Uzoamaka Nnaji
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Disemba 1952 |
Ebe ọmụmụ | Mba Mmiri |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
ogo mmụta | diploma |
isi agụmakwụkwọ | social work |
Ebe obibi | Naijiria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Peace Uzoamaka Nnaji Audio (amụrụ na abali iri-abuo n’ime onwa iri- n’ise n’afo 1952 n’Enugu Steeti ) bu onye ndoro-ndoro ochichi nke Naijiria. A hoputara ya na ikpo okwu nke ndi Democratic Party na 2007 ma nwee njem nke abuo ya na 2011 n’ulo ndi nnochite anya Naijiria . [1]
Agụm akwụkwọ ya
dezieO nwere diploma na Social Work na Mahadum nke Nigeria, Nsukka [1]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieA họpụtara Nnaji na mbụ n ’ụlọ ndị nnọchi anya Naịjirịa n’afọ 2007 ma họpụta ya ọzọ na 2011. [2]
Ọ nọchitere anya Nkanu East / Nkanu West na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya site na 29 Mee 2011 - 29 Mee 2015 [3]
Vanguard kwụrụ na Nnaji bụ otu n'ime "Ụmụ nwanyi ga-agbanwe ọnọdụ na- Seventh National Assembly ". N'isiokwu ahụ, ọ tụlere ịchọrọ "iji ahụmịhe nke mmebe iwu ya na - adọta ọtụtụ ọrụ na mpaghara ya na ihe omume na Ụlọ ahụ". [2] O so n’ime ụmụnwaanyị iri na otu a họpụtara n’afọ 2007 bụ ndị a họpụtara ọzọ n’afọ 2011 mgbe ụlọomeiwu nta fọrọ nke nta ka ọ bụrụ nwoke 95%. Ụmụnwaanyị ndị ọzọ a họpụtara gụnyere Mulikat Adeola-Akande, Abike Dabiri, Nkiru Onyeagocha, Uche Ekwunife, Nnena Elendu-Ukeje, Olajumoke Okoya-Thomas, Beni Lar, Khadija Bukar Abba-Ibrahim, Elizabeth Ogbaga na Juliet Akano . [4]
A họpụtara ya dika Kọmishọna na-ahụ maka ihe gbasara mmekọrịta nwoke na nwanyị na Mmepe Ọha na Enugwu steeti n’afọ 2015. [5]
Nrụtụaka
dezie- ↑ 1.0 1.1 Hon. Peace Uzoamaka. Nigeria Governance Project. Retrieved on 8 March 2018.
- ↑ 2.0 2.1 "Women who will shape Seventh National Assembly - Vanguard News", Vanguard News, 7 June 2011. Retrieved on 20 August 2018.
- ↑ PEACE UZOAMAKA NNAJI. ShineYourEye. Archived from the original on 2019-05-09. Retrieved on 2019-05-09.
- ↑ Women who will shape Seventh National Assembly. Vanguard News (2011-06-06). Retrieved on 2020-05-03.
- ↑ "Enugu Governor assigns portfolio to 24 Commissioners", Daily Post, 21 July 2015. Retrieved on 8 October 2018.