Pauline Tallen

Onye ndoro ndoro ochichi
Pauline Tallen
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyerePauline Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya8 Jenụwarị 1959 Dezie
Ebe ọmụmụShendam Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ụdị ọrụ yapolitics, minister Dezie
onye were ọrụFederal Government of Nigeria Dezie
Ọkwá o jiMinister of Women Affairs and Social Development, Deputy Governor of Plateau State Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos Dezie
ogo mmụtaBachelor of Social Science Dezie
isi agụmakwụkwọsociology Dezie
Ebe obibiNaijiria Dezie
Ebe ọrụAbuja Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
Ihe nriteWomen of the Year Dezie

Pauline Kedem Tallen OFR (amụrụ ya n' ụbọchị asatọ n' ọnwa Jenụwarị n'afọ 1959 )ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria na Minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị na mmepe ọha na eze ugbu a.[1][2] Onye isi ala Muhammadu Buhari họpụtara ya n'afọ 2019 mgbe ọ jụrụ nhọpụta onye nnọchi anya n'afọ 2015 n'ihi na a gwaghị ya tupu ọkwa nke nhọpụta ahụ nakwa na ọ gaghị anabata onyinye maka nkesa ike n'etiti mpaghara atọ nke steeti ala ya n'ihi n'ihi ne o si n'otu gọọmentị dị ka Gọvanọ Simon Lalong.[3][4][5]

  1. H.E. Pauline Tallen | SPEAKERS (en). www.sheroesforum.com. Archived from the original on 2017-12-23. Retrieved on 2017-12-22.
  2. I Never Lobbied To Be Minister, But I'm Prepared For It – Pauline Tallen.
  3. Jannah (2019-08-22). Real reason Buhari appointed me women affairs minister - Pauline Tallen (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2020-03-17.
  4. I never lobbied to be minister but I'm prepared for it - Pauline Tallen.
  5. BabaGboin (2008-12-30). Odili's Loot: Plateau Deputy Governor, Pauline Tellen and Mrs. Agagu Implicated. Sahara Reporters. Retrieved on 2020-04-04.