Paul Kocin
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyerePaul Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Mee 1955 Dezie
Ọrụ ọ na-arụmeteorologist Dezie
ebe agụmakwụkwọCornell University, Pennsylvania State University, Cornell University College of Agriculture and Life Sciences Dezie

Paul Kocin (amụrụ n'ubochi isii n'ọnwa Mee, 1955) bụ onye na-ahụ maka ihu igwe na ọkachamara n'ogè oyi. Ọ tolitere na Long Island, New York ma nata B.S. ya na Mahadum Cornell, M.Sc. ya na-esote na Mahaduma Pennsylvania State. Mgbè ọ gụsịrị akwụkwọ, ọ rụrụ ọrụ nwa ógè na NASA dị ka ónyé ọrụ ngo mgbè ahụ US National Weather Service were ya n'ọrụ na Hydrometeorological Prediction Center n'afọ 1989. Kocin rụrụ ọrụ dị ka ónyé na-eme ihe nkiri na The Weather Channel site n'afo 1998 ruo 2006. Ọ laghachiri na NOAA mgbè nke ahụ gasịrị, nke mbụ dị ka ónyé na-enyocha ihu igwe n'elu ma mesịa gaa na tebụl dị n'etiti, na-ebu amụma ihu igwe màkà Alaska ruo ụbọchị asatọ tupu ógè eruo.[1]

Ya na Louis Uccellini, Kocin mepụtara Northeast Snowfall Impact Scale, nké na-ekewa nnukwu snowstorms nke Northeest United States site na "ihe a ma ama" ruo "nke gabigara oke".[2] Ha mepụtara mpịakọta gbásárá Northeastern United States Snow Storms n'ogè afọ 1990s na 2000s.

Edensibia dezie

  1. Harriet Loeb (February 2, 2009). Paul Kocin: A Person for One Season. National Oceanic and Atmospheric Administration. Archived from the original on May 27, 2010. Retrieved on February 6, 2010.
  2. Patrick O'Driscoll. "Storm ranking system starts; Snow categories similar to those for hurricanes", USA Today, January 31, 2006. Retrieved on February 6, 2010.