Paul Eyefian

Nigerian pastor who was described by Isaiah Ogedegbe as "an ebullient preacher"
Paul Eyefian
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie


Paul O. Eyefian bu onye akachukwu nke Naijiria nke akowara da ka onye na-enwe obi oto mgbe niile.[1] O bu onye ndu ntorobia bu onye akachukwu kampos, onye ndu na Joint Christian Campus Fellowship, Onye isi oche nke NIFES Fellowship, na Onye isi oche nke Student Independent Electoral Commission.[2] Nna ime mmo o ya bu Archbishop Dr. V. E. Arikoro JP,[3] na Paul Eyefian bu onye akachukwu e chiri echichi na Pentikostal Afrikan Church da na Warri, Delta Steeti, Naigeria.[4]

Na Eprel 27, 2023, Echiche Naigeria bipotara na Paul Eyefian kowara na ndi na-eso ozo Krist kwesoro igosi Iso Krist nke oma.[1]

Akwukwo dezie

  • THE MANDATE: "Discovering, Unveiling and Unleashing the Scope of your Assignment" (2023)

Foto dezie

Link n'aga n'ezi dezie

Lee nke ozo dezie

Ntuaka dezie

  1. 1.0 1.1 Pastor Paul Eyefian Tells Christians To Be The Mobile Church. Opinion Nigeria (27 April 2023). Retrieved on 21 November 2023.
  2. Eyefian, Paul O. (2023). THE MANDATE: "Discovering, Unveiling and Unleashing the Scope of your Assignment". Jesanef Press. ISBN 978-978-60014-8-7. 
  3. ARCHBISHOP DR. V.E. ARIKORO. PAC.org.ng.
  4. Isaiah Ogedegbe (4 October 2017). Day PAC youths, teenagers celebrated their thanksgiving in Warri. Blank News Online. Archived from the original on 19 October 2022. Retrieved on 21 November 2023.