Patricia Obo-Nai
Injinia nkwukọrịta ozi Ghana
Patricia Obo-Nai
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Patricia |
aha ezinụlọ ya | Obo-Nai |
Ebe ọmụmụ | Ghana |
ọrụ ọ na-arụ | Business and Technical Education Council, onye ọchụnta ego, injinia |
onye were ọrụ | Tigo, Vodafone, Vodafone Ghana |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ghana, St Roses Senior High (Akwatia) |
ogo mmụta | Bachelor of Science, Master nke Nchịkwa Azụmaahịa |
Patricia Obo-Nai bụ onye injinia Ghana, onye Ghana mbụ ghọrọ onye isi oche nke Vodafone Ghana. Nhọpụta ya na 19 February 2019 malitere na 1 Eprel 2019. Ọ bụ onye otu Ghana Institution of Engineers, (GHIE) na kọmitii onye isi nke Vodafone. Na Mee 2021, akpọrọ aha ya n'etiti ndị isi ụmụ nwanyị 50 kacha nwee mmetụta na Africa n'ime ụlọ ọrụ na azụmaahịa site n'aka Leading Ladies Africa. .[1][2]
Ebensidee
dezie- ↑ Vodafone CEO, Director of Digital Transformation make list of 50 most influential corporate women in Africa - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-05-20.
- ↑ CEO Of Vodafone wins Women Leadership Excellence Award (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2021-05-20). Retrieved on 2021-05-20.