Patience Avre
Patience Avre
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Patience Avre |
aha gọọmenti | Patience Avre |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Jụn 1976 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2000 Summer Olympics |
Patience Avre (amuru na ụbọchị nke iri nke ọnwa June na 1976) bu onye Naijiria bu onye gbagoro n'egwuregwu bọọlụ nke Naijiria gbaara otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na 1995 FIFA Women's World Cup, 1999 FIFA Women's World Cup na 2003 FIFA Women's World Cup yana 2000 Summer Olympics . [1]
Hụkwa
dezie- Nigeria at the 2000 summer Olympics
Ndensibia
dezie- ↑ Patience Avre. World Football. Retrieved on 26 February 2017.
Njikọ mpụga
dezie- Patience Avre – FIFA competition record (archived)