Pascale Obolo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon, France |
aha enyere | Pascale |
aha ezinụlọ ya | Obolo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Jenụwarị 1967 |
Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ebe agụmakwụkwọ | Paris 8 University |
Pascale Obolo (amụrụ na abali asaa nke onwa Jenụwarị ago 1967) bụ onye nduzi ihe nkiri na onye na-ese ihe si mba Cameroon.
Ọ gụsịrị akwụkwọ na Conservatoire Libre du Cinéma Français na Mahadum Paris nke Paris nke asatọ, amaara ya maka ihe nkiri gbasara nwanyị ya na-ndekọ ụmụ nwanyị na agba egwu ike na mpaghara French na omenala egwu Afrịka. N'afọ 2005, o wepụtara ihe nkiri izizi ya, Calypso na Dirty Jim's, ụri akwa maka calypso na Trinidad, nke nwetara ọtụtụ onyinye n'afọ 2006 gụnyere International Pan-African Film Festival nke Cannes na African Diaspora Film Festival na New York.[1] N'afọ 2008, o mepụtara obere ihe nkiri La Femme invisible (Nwanyi na- adighi ahu anya).[2] Ihe nkiri mbụ ya zuru oke bụ ihe nkiri banyere Calypso Rose na 2011.
Obolo so na ndị guzobere magazin nka Afrikadaa, ma sonyekwa na African Art Book Fair (AABF).[1][3] Ọ rụkwara ọrụ na Goethe Institute na Cameroon ruo ọtụtụ afọ na ihe ọ kọwara dị ka "ọrụ ihe nkiri na-ezute mbipụta".[4]
Edemsibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Pascale Obolo. Institute of African American Affairs. Archived from the original on 18 June 2018. Retrieved on 13 November 2017.
- ↑ Barlet (1 August 2016). Contemporary African Cinema. MSU Press. ISBN 978-1-62895-270-4.
- ↑ Parcours: Pascale Obolo, reine camerounaise de l’art contemporain (French). Jeune Afrique. Retrieved on 13 November 2017.
- ↑ Pascale Obolo: the Cameroonian artist promoting a new kind of cultural criticism. True Africa (20 September 2015). Retrieved on 13 November 2017.