Paris Kinsey
Paris Kinsey
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Septemba 1993 |
ọrụ ọ na-arụ | influencer, onye mkpaochi |
webụsaịtị | http://brotherofcolor.org |
Paris Kinsey (amụrụ 3 Septemba afọ 1993) a maara dịka Brother Of Color bụ comedian si USA.[1]
Mmalite Ndụ na Mmụta
dezieKinsey bụ nwaafọ United States amụrụ ma zulite na San Diego, California.[2]
Ọrụ
dezieNa 2011, Kinsey malitere ọrụ ya dị ka onye social media influencer.
Na 2019, ọ sonyeere TikTok wee bụrụ onye ama ama mgbe otu n'ime vidiyo ya ebe ọ tụfuru ego ya n'oge nzọ ya na nwanne ya nwanyị wee viral, Ọtụtụ ndị ama ama biputere vidiyo a na Social Media ha.[3]
Ebe m si dee
dezie- ↑ Meet Paris Kinsey, comedian and social media personality (en-US) (2022-09-16).
- ↑ “Making Skits On Social Media Changed My Life” – Paris Kinsey (en-US) (2022-09-16).
- ↑ Content Creation Changed Outlook On Life ― Kinsey (en-US) (2022-09-16).