Pandanus hornei
Pandanus hornei (Vakwa Parasol, maọbụ Vacoa Parasol) bụ ụdị osisi dị na ezinaụlọ nke Pandan, ma ọ dị na Screwpine (Pandanaceae), otu n'ime ọtụtụ ụdị Pandanus nke dị na obodo Seychelles.
Pandanus hornei | |
---|---|
Scientific classification | |
Missing taxonomy template (fix): | Pandanus |
Species: | Template:Taxonomy/PandanusP. hornei
|
Binomial name | |
Template:Taxonomy/PandanusPandanus hornei |
Pandanus hornei | |
---|---|
Scientific classification | |
Kingdom: | Plantae |
Clade: | Tracheophytes |
Clade: | Angiosperms |
Clade: | Monocots |
Order: | Pandanales |
Family: | Pandanaceae |
Genus: | Pandanus |
Species: | P. hornei
|
Binomial name | |
Pandanus hornei |
Nkọwaputa
dezieỤdị a dị ogologo ( mita iri na ise, maọbụ ụkwụ iri ano Na iteghete), osisi kwụ ọtọ. O nwere otu, ogologo, ogwe kwụ ọtọ, nke nwere ogwe na-agbasa, nke yiri nche anwụ naanị n'akụkụ elu. Alaka ya na-ekewa n'ìgwè atọ.
Mgbọrọgwụ ya buru ibu ma jupụtazikwa nke ọma.
Ebe a na-ekesa ya
deziePandanus hornei bụ ihe a na-ahụkarị na obodo Seychelles, ọ bụkwa ihe a na'oge gara aga na agwaetiti granite niile. Na ndagwurugwu na ndagwurugwum mmiri ọ bụ akụkụ dị mkpa nke oké ọhịa mbụ. A na-eyi ya egwu ugbu a site na mbibi ebe obibi na ụdị ndị ọzọ na-awakpo ya dịka Paraserianthes falcataria.
Edensibia
dezie- ↑ Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; no text was provided for refs namediucn