Owen Omogiafo
Onye isi azụmaahịa Naijiria
Owen Omogiafo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Owen Omogiafo |
aha enyere | Owen |
aha gọọmenti | Owen Omogiafo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Mee 1980 |
Ebe ọmụmụ | Benin City |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onyeisi azụmahịa, onye ọchụnta ego |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
A mụrụ Owen Omogiafo na Mee 28, 1980 na Benin City, Edo State, Nigeria. Ọ gara mahadum Benin, ebe ọ nwetara nzere bachelọ (nsọpụrụ okpukpu abụọ) na Sociology na Anthropology. O nwetara nzere Master of Science na Human Resource Management site na London School of Economics and Political Science ma bụrụkwa nwata akwụkwọ nke Lagos Business School na IESE Business School, Spain.[1][2]
- ↑ Transcorp Group Announces New Board Appointments. This Day.
- ↑ Lagos Business School alumna, Owen Omogiafo appointed President and Group CEO at Transcorp. Lagos Business School. Archived from the original on 2022-05-22. Retrieved on 2022-05-27.