Otu ndozigharị umu nwanyi na Manchester

E guzobere Otu ndozigharị umu nwanyi na Manchester n' ọnwa Julai afọ 1819. Dabere na Manchester, England, ebumnuche ya bụ ịgbasa echiche ọchịchị onye kwuo uche ya n'etiti ụmụ nwanyị.

E guzobere Otu ndozigharị umu nwanyi nke Blackburn na mbido ọnwa Julaị afọ 1819 [1] ma zigara ozi na mpaghara ndị ọzọ nke Lancashire, na-akpọ ndị nwunye na ụmụ nwanyị nke ndị ọrụ nọ na ngalaba dị iche iche nke imepụta ihe ka ha bụrụ ndị yiri ya. Na ubochi 20 ọnwa Julaị afọ 1819, ọtụtụ ụmụ nwanyị nke Manchester guzobere onwe ha n'ime otu ndozigharị umu nwanyi. [2] Odeakwụkwọ ahụ bụ Susanna Saxton na Onye isi ala bụ Mary Fildes onye n'oge na-adịghị anya guzoro n'elu ikpo okwu na Henry Hunt, onye isi okwu na Peterloo Massacre. ọkọlọtọ otu a nwere onyinyo nke Ikpe Ziri Ezi na ya.[3] N'izu mbụ nke nguzobe nke otu ahu puku ndị otu sonyeere ya.[4]

Hụkwa

dezie
  • Otu ndọrọndọrọ ọchịchị nwanyị nke klaasị na-arụ ọrụ
  1. Poole (2014). Return to Peterloo. Carnegie. 
  2. "The Manchester Female Reformers address to the wives, mothers, sisters and daughters of the higher and middling classes of society", The Black Dwarf, T. J. Wooler, 4 August 1819.
  3. Frow (1989). Political Women 1800-1850. London: Pluto Press. ISBN 1-85305-053-9. 
  4. D'Cruze (2009). Women, crime and justice in England since 1660. Houndmills, Basingstoke, Hampshire: Palgrave Macmillan. ISBN 978-1-4039-8972-7.