Otú na ahu maka planeterum

National Planetarium (Malay: ) bụ planetarium mba nke Malaysia. Ọ bụ ihe owuwu na-acha anụnụ anụnụ nke dị n'elu ugwu dị na Lake Gardens na Jalan Perdana, Kuala Lumpur. Ọ dị ihe dị ka square feet 120,000 (11,000 m2) n'ógbè.

Otú na ahu maka planeterum

Akụkọ ihe mere mgbe gara aga dezie

National Planetarium malitere dị ka Planetarium Divishon na Ngalaba Praịm Minista na 1989. Ihe owuwu nke otu Planetarium malitere na 1990 ma wuchaa na 1993. A malitere iwepụta ya n'ụzọ dị nro n'ihu ọha na Mee 1993 ma Praịm Minista Malaysia, Mahathir Mohamad, meghere ya na 7 Febụwarị 1994. N'ọnwa Julaị afọ 1995, ewegara ngalaba ahụ na Ministri sayensị na Teknoloji na nke mbara ezi , nke bụkwa onye nwe planetarium a ruo ugbu a.

Ihe ngosi na ihe na-adọrọ mmasị dezie

Otu n'ime ihe ndị na-adọrọ mmasị nke planetarium a gụnyere ihe nkiri mbara igwe nke na-egosi ihe ngosi mbara igwe na nnukwu ihe nkiri.

N'ime nnukwu ụlọ ahụ, e nwere ihe ngosi na-adịgide adịgide metụtara sayensị mbara igwe. Otu n'ime ha bụ injin mbara igwe Arianne IV, nke bụkwa otu n'ime injin ndị e ji bido MEASAT 1, satellite mbụ nke Malaysia n'ime mbara igwe. A na-ahụ telivishọn dị sentimita iri na anọ (360 ) n'ebe a na-ekiri ihe.

Otú na ahu maka Planetarium na-agbasa na ogige ntụrụndụ nke mbara igwe ebe a na-etinye ihe ndị yiri ụlọ nyocha oge ochie. A na-ejikọta ya na àkwà mmiri ndị njem n'elu na otu na ahu maka ebe nlere anya museuum nke mba Malaysia.

Oge arụmọrụ dezie

A na-emeghe planetarium kwa ụbọchị site na elekere itoolu nke ụtụtụ ruo elekere anọ na iri atọ nke ehihie (ma e wezụga na Mọnde, ezumike Hari Raya Puasa, ezumike hari Raya Haji na ezumike ọha na eze dị ka Planetarium Negara kwuru). A ga-egosi ihe ngosi planetarium kwa awa malite n'elekere 10 nke ụtụtụ na ihe ngosi ikpeazụ ga-abụ n'elekera 4 nke ehihie. Ọnụ ụzọ mbata nke gallery bụ n'efu na tiketi ngosi bụ RM 12 maka okenye (onye ọ bụla) na RM 8 maka ụmụaka (onye ọkpụkpụ).

Njem dezie

Ana-enweta planetarium n'ebe dị anya n'ebe ọdịda anyanwụ nke ọdụ ụgbọ okporo ígwè Kuala Lumpur.

Njikọ ndị ọzọ gasi dezie

  • Official website

Àtụ:Malaysian space program