Osinachi Nwachukwu
Onye na-abụ abụ na onye na-ede abụ ozi ọma nke Naijiria
Osinachi Nwachukwu (nwụrụ n'ụbọchị nke 8 n'ọnwa Eprel afọ 2022) bụ nwa afọ Naijiria onye na-agụ egwú ozioma na Naijiria. O nwetara ewu ewu site na otu egwú ọ gụrụ bụ "Ekwueme" nke gosipụtara Prospa Ochimana.[1] E kwuru na ọnwụ ya bụ n'ihi ime ihe ike n'ụlọ.[2][3] E jidere di ya, Peter Nwachukwu, n'ihe metụtara ọnwụ ya. A maara ya nke ọma maka abụ ozioma ya.[4]
Ebemsidee
dezie- ↑ Abdullahi (9 April 2022). Gospel singer, Osinachi Nwachukwu, feared dead. The Punch. Retrieved on 29 April 2022.
- ↑ PM News (10 April 2022). Late Gospel singer Osinachi Nwachukwu victim of domestic abuse. P.M. News. Retrieved on 29 April 2022.
- ↑ Punch Editorial Board (17 April 2022). Osinachi: Stronger measures needed against domestic violence. The Punch. Retrieved on 29 April 2022.
- ↑ "Osinachi Nwachukwu: Nigeria gospel singer's husband arrested over death", BBC News, 2022-04-11. Retrieved on 2022-04-29. (in en-GB)