Oshiotse Andrew Okwilagwe

Oshiotse Andrew Okwilagwe
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAndrew Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Julaị 1951 Dezie
Ebe ọmụmụUzairue, Jattu Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Afenmai Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Afenmai, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụlibrarian, administrator Dezie
onye were ọrụMahadum nke Ibadan Dezie
Ọkwá o jiosote onyeisi mahadum Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ibadan, University of Stirling, Mahadum nke Ibadan Dezie
ogo mmụtadoctorate Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

[1] Oshiotse Andrew Okwilagwe bụ onye Naijiria na-ahụ maka ọbá akwụkwọ, onye nchịkwa na osote onye isi nke Iwo" id="mwDQ" rel="mw:WikiLink" title="Westland University, Iwo">Mahadum Westland, Iwo, Osun State na prọfesọ mbụ nke mbipụta.


Mbido ndụ na agụmakwụkwọ dezie

.Prof. Okilagwe (amuru 17 Julaị 1951) sitere na Jattu-Uzairue, Edo State. Ọ nwere B.A. (1979), M.A. na nzikọrịta ozi na asụsụ sitere na mahadum nke Ibadan (1983), M.Litt (Nchọpụta mbipụta) [2] [3]

Akwụkwọ ndị e bipụtara dezie

Prọfesọ Okwilagwe esorowo ndị edemede 450 rụọ ọrụ na ọrụ mbipụta dị iche iche n'Afrịka. Nnyocha [4] lekwasịrị anya na mmetụta nke Publishing, na Library and Information Science na mmepe mba, na ihe karịrị isiokwu 65 e bipụtara na akwụkwọ akụkọ.

Ebemsiba dezie

  1. Biographical Legacy and Research Foundation (2018). Oikilagwe, Prof. Oshiotse Andrew. Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 15 July 2021.
  2. Oshiotse Andrew Okwilagwe: Profile of a Academic Guru Who Emerged New VC of Westland University (28 October 2019).
  3. Dr. Oshiotse Andrew Okwilagwe: Celebrating An Astute Scholar At 65. www.thenigerianvoice.com. Retrieved on 2021-07-15.
  4. Osso (2018-05-15). OKWILAGWE, Prof. Oshiotse Andrew (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2022-12-24.