Osei Kyei-Mensah-Bonsu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Febụwarị 1957 |
Ebe ọmụmụ | Afrancho |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, urban planner |
ebe agụmakwụkwọ | Kwame Nkrumah University of Science and Technology, St. Peter's Boys Senior High School |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | New Patriotic Party |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Osei Kyei Mensah Bonsu (nke a maara dị ka Lawrence Addae ma amụọ na 3 Febụwarị 1957) bụ onye Ghana na-eme atụmatụ obodo na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1][2][3] Ọ bụ ugbu a onye isi kachasị n'ime ndị omeiwu Ghana nakwa Minista A họpụtara maka ihe gbasara ndị omeiwu na Ghana.[4][5]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Osei na 3 Febụwarị 1957. O sitere na Bremang-Afrancho, obodo dị na Kumasi, Ashanti Region.[6] N'afọ 1982, ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Sayensị na Teknụzụ Kwame Nkrumah na nzere Bachelor of Science na Urban Planning.[7]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieOsei bụ onye otu New Patriotic Party. Ọ buru ụzọ bụrụ onye otu nzuko omeiwu na Jenụwarị 1997. Ọ debere oche ya kemgbe ahụ, na-anọchite anya mpaghara ya na 2nd, 3rd, 4th, 5th, 6th na 7th nke 4th Republic of Ghana. Ọ bụ onye isi oche maka kọmitii mmefu ego pụrụ iche, ụlọ, na azụmaahịa. Ọ bụkwa onye otu na-ahụ maka ego, Mines na Energy, Order Standing, na Kọmitii Nhọrọ.
Nhọrọ
dezie1996 Nhọrọ ndị omeiwu
dezieA họpụtara Osei na mbụ n'ime ndị omeiwu n'oge ntuli aka Ghana nke 1996 na Tiketi nke New Patriotic Party na-anọchite anya Suame Constituency na Ashanti Region nke Ghana. O nwetara vootu 47,455 n'ime vootu 64,394 ziri ezi nke na-anọchite anya 57.40% megide Paul Yeboah onye otu NDC nke nwetara vootu 10,828, Azong Alhassan onye otu PNC nke nwetara voolu 3,219 na Habiba Atta onye otu CPP nke nwetara voọ 2,892.[8]
- ↑ Why I No Longer Use the Name 'Lawrence Addae' – Majority Leader Osei Kyei Explains.
- ↑ Ghana Districts - A repository of all districts in the republic of Ghana. Archived from the original on 2012-04-23. Retrieved on 2012-04-05.
- ↑ Rodgers (2020-04-16). Top facts about Osei Kyei Mensah Bonsu and his political journey (en). Yen.com.gh - Ghana news.. Retrieved on 2022-06-15.
- ↑ We're ready to debate Minority on their call for rejection of C.I 126 - Majority Leader (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana, Current Affairs, Business News , Headlines, Ghana Sports, Entertainment, Politics, Articles, Opinions, Viral Content (2020-05-23). Retrieved on 2020-05-26.
- ↑ Nartey (2022-01-24). E-levy: Concerns on proposed rate must be addressed - Afenyo-Markin. 3NEWS. Archived from the original on 2022-01-24. Retrieved on 2022-01-24.
- ↑ Ghana MPs - MP Details - Kyei-Mensah-Bonsu, Osei. www.ghanamps.com. Retrieved on 2020-07-08.
- ↑ Parliament of Ghana. www.parliament.gh. Retrieved on 2020-07-08.
- ↑ FM. Ghana Election 1996 Results - Old Tafo / Suame Constituency. Ghana Elections - Peace FM. Retrieved on 2020-10-04.