Osas Ighodaro
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoOsas Ighodaro Dezie
Aha ọmụmụOsas Ighodaro Dezie
Aha enyereOsas Dezie
aha ezinụlọ yaIghodaro Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Ọktoba 1990 Dezie
Ebe ọmụmụThe Bronx Dezie
Dị/nwunyeGbenro Ajibade Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye asọmpi ịma mma, omee ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọPennsylvania State University, Pace University Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2005 Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteAfrica Magic Viewers' Choice Awards, Best of Nollywood Awards, 2016 Nigeria Entertainment Awards, ELOY Awards, Miss Black USA Dezie
webụsaịtịhttp://officialosas.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Osas Ighodaro (onye amụrụ Osariemen Martha Elizabeth Ighodaro ; 26 Ọktoba n'afọ 1983) bụ Nigerian American , onye na-emepụta ihe nkiri, onye na-eme ihe nkiri na onye ọrụ ebere. O meriri na asụm mpi Miss Black USA Pageant n' afọ 2010 ma wee hibe The Joyful Joy Foundation, iji chụ nta ego ma gbasa ozi iji buso oria iba bụ Malaria agha . [1] [2] Na mgbakwunye, ọso nwe mee 2014 Africa Magic Viewers Choice Awards. . Ọ rụrụ ọrụ nke dika Adanna(Danni) n'ihe nkiri Tinsel , wee turu ugo dika onye kacha nwe mee ihe nkiri nke ELOY n'afọ 2014. [3] [4] Osas weputara ihe nkiri Nollywood kacha elu na n'afọ 2018. [5]

A mụrụ Ighodaro na Bronx, dí na New York, United States, nne na nna ya bụ ndị Nigeria si Edo State . O nwetara akara ugo mmụta mbụ ya na mgbasa ozi ma nwekwa mmụta n'agbambọ na Ama egwuregwu na Pennsylvania State University- . Ọ nwetakwara akara ugo mmụta dị elu na ọrụ nka na Actors Studio Drama School at Pace University. Ọ kwagara Naịjirịa n’afọ 2012 ka ọ nanị ọnwa isii tupu Ọ laghachi mba United States; mana o nwetara ọrụ ndị ọzọ, tinyere Tinsel kpatara na Ọ laghachighi kemgbe ahụ. Ọ kwadoro mmemme Maltina Dance All Reality. [6] [7] Ọ bụ onye guzobere Joyful Joy Foundation [8] [9] ma bụrụ kwa onye otu Ụmụ nwanyi Alpha Kappa Alpha .

Ya na Folu Storms sonyeere MTV Shuga maka ihe usoro nkiri nke anọ n'ọnwa nk'iri n'afọ 2019. [10]

Ọ lụrụ Gbenro Ajibade n'ọnwa Juun afọ 2015. [11] Ha mụrụ nwa mbụ ha na afọ 2016. Ha gbara onwe ha alụkwaghịm ozigbo ozigbo [12]

Osas Ighodaro, Vimbai Mutinhiri na IK Osakioduwa na- akwado 2014 Africa Magic Viewers Choice Awards

Ihe nkiri dezie

Afọ Aha Ọrụ
2020 Namaste Wahala [13] Preemo
2020 Okwu Ọjọọ Hilda
2020 Mama Drama Mena
2020 Ratnik Sarah Bello
2019 Onye oma (film) Swiiti
2019 Ndị Lagos Demidun
2018 Eze umu nwoke Sade Bello
2018 Mụ nwoke Merry: Ezigbo Ndị Mmụọ Ọjọọ Yoruba Chidinma
2018 Ego ohuru (ihe nkiri 2018) Angela Nwachukwu
2016 Ije Ije N'ifufe Mary
2016 Arịrịọ Margaret
2016 Tinye mgbanaka na ya Eki
2015 Gbomo Gbomo Express Cassandra
2015 Ebe Childrenmụaka Na-egwuri egwu Nia
2015 Ngalaba Tolu [14]
2011 Ezumike Obodo Adinike
2009 Nwalere Sheena
2008 Ihe ndekọ Cadillac Nwanyị
2008 N'ofe Oke Osimiri Bloodied Nafisa
2006 Oge Killa (ihe nkiri) Shinae

Igwe onyonyo dezie

Afọ Aha Ọrụ
2020 Smart Money Nwanyi TV usoro Zuri
2020 Inyeaka Madams Chioma
2019 MTV Shuga Sergeant Alice Iyanu
2018 Eve (Africa Ime Anwansi) Sylvia
2013-2015 Maltina Dance niile Nọrọ n'ụlọ ya
2012-2014 Tinsel Adanna
2013 Aghota - The Webseries Rut
2012 Nzọụkwụ 12 iji weghachite Jelly bean
2010 Izute Browns Nọọsụ Mileen
2006 Nkwenye Nwanyị nwanyị

Ihe nkiri nke tieta dezie

  • Fela & ndi Kalakuta Queens
  • Maka ụmụ agbọghọ agba (mmegharị nke Nigeria)
  • N’okpuru ala
  • Dolores
  • Ọ sịrị, Ọ sịrị
  • Olee ụtọ
  • Platanos Y Collard elu
  • Imegwara nke Eze
  • Joe Turners Bịa ma Gara
  • Ihe ngosi nka agba

Onyinye na nhoputa dezie

Afọ Mmemme Katigori Ọrụ Nsonaazụ
2010 Miss Black USA Pantant Nwa Black USA 2010 [15] style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2014 ELOY Awards Omee nke Afọ - TV [16] style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2015 Green October La Mode Magazine onyinye Onyinye enyere mmadụ aka [17] style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
2015 ELOY Awards Onye nnochite anya aha nke afọ [18] style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Omee nke Afọ - Ihe nkiri style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2016 Onyinye ọla edo Onye na-akwado ọla edo edo edo [19] style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2016 Onyinye Ntụrụndụ 2016 Nigeria Onye na-akwado ihe nkiri n'afọ ahụ [20] style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie

Ebe nsinweta dezie

  1. Miss Black Connecticut Crowned Miss Black USA 2010 in the nations capitol.
  2. Malaria Deadly Toll.
  3. Its Ok to Come Back Home: From New York to Lagos Tinsel actress Osas Ighodaro is spreading her wings (2013-06-15).
  4. Trending with Osas (2014-04-22). Archived from the original on 2020-10-12. Retrieved on 2020-09-26.
  5. {{cite web | url=https://sodasandpopcorn.com/osas-ighodaro-nollywood-2018/
  6. Osas replaces Kemi Adetiba as host of Maltina Dance All Show. thenet.ng (2013-01-09). Retrieved on 11 July 2014.
  7. Fashion should be on Point - Osas Ighodaro. punchng.com (2013-07-04). Archived from the original on 2014-07-14. Retrieved on 11 July 2014.
  8. Osas Ighodaro Ajibade. Huffington Post.com (2016-04-25). Retrieved on 25 April 2016.
  9. Malaria Deadly Toll / Osas Ighodaro Ajibade. Huffington Post.com (2016-04-25). Retrieved on 25 April 2016.
  10. Tobi Bakre, Osas Ighodaro, Folu Storms grace MTV Shuga Season (en-US) (2019-10-26).
  11. Adebayo, Tireni (2018-11-01). Gbenro Ajibade & Osas Ighodaro go separate ways as marriage hits the rock (en-GB).
  12. Gbenro Ajibade calls out wife, Osas Ighodaro on Instagram over neglect of their child (en-US) (2019-02-17).
  13. http://www.CNN.com/2020/02/24/Africa/nollywood-and-bollywood-namaste-wahala/index.html
  14. Watch Osas Ighodaro, OC Ukeje, Majid Michel in trailer. ThePulse.ng. Retrieved on 16 January 2015.
  15. 2010 Miss Black USA Crowned.
  16. Exquisite Lady of the Year Awards Seyi Shay, Toke Makinwa, Mo’Cheddah, DJ Cuppy, Others Nominated.
  17. Green October 2Face, Tony Elumelu, Omotola Jalade-Ekeinde, others recognized at humanitarian/fashion show.
  18. Osas Ighodaro Emerges Brand Ambassador of the Year at ELOY Awards.
  19. Full List of nominees for 2016 Golden Movie Awards Africa.
  20. Nollywood Actress Osas Ighodaro Ajibade wins Best Supporting Actress at the 2016 NEA Awards. Archived from the original on 2016-10-02. Retrieved on 2020-09-26.

Njikọ dị na mpụga dezie